zí
zi
Word | zi |
Definitions | Active verb 1.lower a load; bring what or who is being carried down |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ada na-ezi ya ibu ahụ mgbe m bịara.
Ada na-ezi ya ibu ahụ mgbe m bịara.
Ada was lowering her load when I came in.
öbáńnyòchá
ọbannyòcha
Word | ọbannyòcha |
Definitions | Noun 1.a place where experiments or research are carried out; laboratory |
Variations | ọba nnyòcha |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọtụtụ ngwa ọrụ dị n'ọbannyòcha anyị.
Ọtụtụ ngwa ọrụ dị n'ọbannyòcha anyị.
There are many tools in our laboratory.
Anyị na-eme ihe ọmụmụ n'ọbannyocha.
Anyị na-eme ihe ọmụmụ n'ọbannyocha.
We are studying in the laboratory.