ṃfóńtú
m̀fon̄tū
Word | m̀fon̄tū |
Definitions | Noun 1.pincers; claw (hammer); any tool built for removing remove nails (carpentry) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mfontu anyị na-efu efu.
Mfontu anyị na-efu efu.
Our nail-puller is missing.
Mfontu a adịghị mma.
Mfontu a adịghị mma.
This nail-puller is not good
Mfontu ahụ ị zụtara dị ọnụ.
Mfontu ahụ ị zụtara dị ọnụ.
That nail-puller you bought is expensive.
Mfontu a mara mma.
Mfontu a mara mma.
This nail-puller is fine.
Ana m ere mfontu.
Ana m ere mfontu.
I sell nail-puller.
Ego ole bụ mfontu a?
Ego ole bụ mfontu a?
How much is this nail-puller?
Onye nwe mfontu a?
Onye nwe mfontu a?
Who has this nail-puller?