wépų ányá
wepụ̀ anyā
Word | wepụ̀ anyā |
Definitions | Active verb 1.take eyes off something; remove eyes; stop caring |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị ụka na-ewepụ anya n'arụsị.
Ndị ụka na-ewepụ anya n'arụsị.
The church keeps its eye off idols.
Achọrọ m iwepụ anya n'ebe ọ nọ.
Achọrọ m iwepụ anya n'ebe ọ nọ.
I want to remove eyes from him.
Ọ chọghị iwepụ anya n'ụmụ nwaanyị.
Ọ chọghị iwepụ anya n'ụmụ nwaanyị.
He does not want to remove his eyes from women.
Gwa ya wepụ anya ebe m nọ.
Gwa ya wepụ anya ebe m nọ.
Tell him to stop looking into my issues.
Wepụ anya gị na nri m.
Wepụ anya gị na nri m.
Remove your eyes from my food.
O wepụrụ anya oge anya mụ na ya gakọrọ.
O wepụrụ anya oge anya mụ na ya gakọrọ.
She removed her eyes when our two eyes met.
Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.
Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.
Nnadi does not poke nose into something that does not concern him.
Nna gị ga-ewepụ anya n'ebe ị nọ.
Nna gị ga-ewepụ anya n'ebe ị nọ.
Your father will keep his eyes off you.
Wepu anya n'ego ahụ.
Wepu anya n'ego ahụ.
Take your eyes off that money.
Ahụrụ m ka ọ na-ewepu anya n'akụkụ ahụ ozigbo Ada batara.
Ahụrụ m ka ọ na-ewepu anya n'akụkụ ahụ ozigbo Ada batara.
I saw him taking off his eyes from that corner immediately Ada came in.
O wepụrụ anya ka ọ hụrụ anyị.
O wepụrụ anya ka ọ hụrụ anyị.
He took off his eyes as he saw us.
Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.
Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.
Nnadi does not poke nose into something that does not concern him.
Nna gị ga-ewepu anya n'ebe ị nọ ma ị sị etu a na-eme.
Nna gị ga-ewepu anya n'ebe ị nọ ma ị sị etu a na-eme.
Your father will stop caring about you if you continue behaving like this.
Achọ m iwepu anya n'ebe Chika nọ.
Achọ m iwepu anya n'ebe Chika nọ.
I want to stop caring about Chika.
ónyéǫzųzų átürü
onyeọ̀zụ̀zụ̀ atụrụ̄
Word | onyeọ̀zụ̀zụ̀ atụrụ̄ |
Definitions | Noun 1.someone who herds and takes care of flock of sheep; shepherd 2.one who cares for and guides a group of people as a minister or teacher; shepherd |
Variations | onyeọ̀zụ̀zụ̀atụrụ̄ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gaa n'ihu na-erubere ya isi; ọ bụ onyeọzụzụ atụrụ
Gaa n'ihu na-erubere ya isi; ọ bụ onyeọzụzụ atụrụ
Continue obeying him; he is a shepherd
Nna bụ onyeọzụzụ atụrụ n'ezinaụlọ ya.
Nna bụ onyeọzụzụ atụrụ n'ezinaụlọ ya.
The father is the shepherd in the family.
Nna ya bụ onyeọzụzụ atụrụ
Nna ya bụ onyeọzụzụ atụrụ
His father is a shepherd
Onye ụkọchukwu bụ onyeọzụzụ atụrụ ndị ụlụụka ya
Onye ụkọchukwu bụ onyeọzụzụ atụrụ ndị ụlụụka ya
The priest is the shepherd of his church members
Onyeọzụzụ atụrụ ahụ na-elekọta igwe atụrụ ya
Onyeọzụzụ atụrụ ahụ na-elekọta igwe atụrụ ya
That shepherd takes care of his flock of sheep