Nkọwa okwu logo
Beta

ózú

ozu

Wordozu
Definitions

Noun

1.corpse; carcass; dead body

2.(fig.) a worthless person; a good-for-nothing

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị agaghị eje na mmadụ, nata n'ozu!

Anyị agaghị eje na mmadụ, nata n'ozu!

We shall not go in person and come back in corpse!

Enwere ozu nọ n'akụkụ ụzọ.

Enwere ozu nọ n'akụkụ ụzọ.

There's a corpse by the roadside.

Anaghị asị onye bu ozu lọta nnọọ, kama na arụ mere

Anaghị asị onye bu ozu lọta nnọọ, kama na arụ mere

They don't tell a person who came back with a corpse "welcome". Instead they say "abomination".

Ọ bụ ozu na-aga ije.

Ọ bụ ozu na-aga ije.

He is a walking corpse.

Obi gbawara ya mgbe ọ hụrụ ozu nwa ya.

Obi gbawara ya mgbe ọ hụrụ ozu nwa ya.

She was heartbroken when she saw her child's corpse.

Ozu ahụ na-esi isi.

Ozu ahụ na-esi isi.

That corpse is smelling.

Ọ bụ ozu udele.

Ọ bụ ozu udele.

It is a carcasss of vulture.

Ndị uweojii buru ozu ya bata.

Ndị uweojii buru ozu ya bata.

Policemen carried his corpse inside.

O jere ịdọwa ozu n'ụlọ nchekwa ozu.

O jere ịdọwa ozu n'ụlọ nchekwa ozu.

He went to deposit a corpse at the mortuary.

Onye dọwara ozu a?

Onye dọwara ozu a?

Who left this corpse?

Tụfuo ozu ọkụkọ ahụ.

Tụfuo ozu ọkụkọ ahụ.

Dispose of the fowl carcass.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.