ǹgįdà
ǹgị̀dà
Word | ǹgị̀dà |
Definitions | Noun 1.canine tooth |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gosi mu ngịda eze n'esereese a.
Gosi mu ngịda eze n'esereese a.
Show me the canine tooth in this drawing.
E ji ngịda ata arụ.
E ji ngịda ata arụ.
The canine is used for biting.
O ji ngịda eze ya tabie anụ ahụ.
O ji ngịda eze ya tabie anụ ahụ.
He use his canine tooth to tear the meat.
Agụ nwere ngịda siri ike.
Agụ nwere ngịda siri ike.
Tiger has a strong canine.
Ngịda Uche kwopụrụ ekwopụ.
Ngịda Uche kwopụrụ ekwopụ.
Uche's canine tooth fell off.
Ngịda ya kwopụrụ mgbe ọ dara ada.
Ngịda ya kwopụrụ mgbe ọ dara ada.
His canine fell off when she had a fall.
Ngịda eze ya rere ure.
Ngịda eze ya rere ure.
His canine tooth got decayed.
E suru ya ọkpọ na ngịda.
E suru ya ọkpọ na ngịda.
He had a punch on the canine.
Ọdụm ji ngịda ya dọrie anụ ahụ.
Ọdụm ji ngịda ya dọrie anụ ahụ.
The lion tore the meat with its canine.