Nkọwa okwu logo
Beta

kpö

kpọ

Wordkpọ
Definitions

Active verb

1.call

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anya akpọgo nwoke afụ dalụ enu nkwụ

Anya akpọgo nwoke afụ dalụ enu nkwụ

The man who fell off the palm tree is now blind

Ejike kpọrọ m n'ọnwa gara aga.

Ejike kpọrọ m n'ọnwa gara aga.

Ejike called me last month.

Ọ ga-aka mma ịkpọ m n'ekwentị.

Ọ ga-aka mma ịkpọ m n'ekwentị.

It will be better to call me on phone.

Ọ folu nwantịntị ka o tikpọọ akwa m na-akwadebe isii

Ọ folu nwantịntị ka o tikpọọ akwa m na-akwadebe isii

He almost broke the egg I am preparing to cook

Akwa ị cholu isii akpọgo

Akwa ị cholu isii akpọgo

The egg you want to boil has broken

Anya ga-akpọ gị ma i tinye ose n'anya gị.

Anya ga-akpọ gị ma i tinye ose n'anya gị.

Your ayes will close(blind) if you put pepper in your eyes.

Akpọ m ụmụ m jee Naịjiria.

Akpọ m ụmụ m jee Naịjiria.

I took my children to Nigeria.

Okibiri nwoke ahụ na-akpọ anwụrụ na mgbede ọbụla.

Okibiri nwoke ahụ na-akpọ anwụrụ na mgbede ọbụla.

That old man takes snuff every evening.

Akwa ị cholu isii akpọgo

Akwa ị cholu isii akpọgo

The egg you want to boil has broken

Ọ sị na ọ kpọrọ m mana anụghị m.

Ọ sị na ọ kpọrọ m mana anụghị m.

He said he called me but I did not hear.

Ọ folu nwantịntị ka o tikpọọ akwa m na-akwadebe isii

Ọ folu nwantịntị ka o tikpọọ akwa m na-akwadebe isii

He almost broke the egg I am preparing to cook

Akpọ m ụmụ m jee Naịjiria.

Akpọ m ụmụ m jee Naịjiria.

I took my children to Nigeria.

Kedụ onye a na-akpọ n'ekwentị?

Kedụ onye a na-akpọ n'ekwentị?

Who is being called on phone?

Kpọọ ya aha ya.

Kpọọ ya aha ya.

Call him by his name.

O kwesiri ịkpọ ya gbasara ya.

O kwesiri ịkpọ ya gbasara ya.

He is supposed to call him about it.

Nne m kpọrọ ya.

Nne m kpọrọ ya.

My mother called him.

Ọ na-amasị Uche ịkpọ mmadụ aha.

Ọ na-amasị Uche ịkpọ mmadụ aha.

Uche likes calling someone names.

Ọ ga-akpọ m n'ekwentị.

Ọ ga-akpọ m n'ekwentị.

He will call me on the phone.

Onye kpọrọ gị ebe a?

Onye kpọrọ gị ebe a?

Who called you here?

kpödèbé

kpọdèbe

Wordkpọdèbe
Definitions

Active verb

1.call near; bring near

Related Term
Word Stem

Examples

Onye nkuzi anyị kpọdebere m nso, wee pịa m ụtarị.

Onye nkuzi anyị kpọdebere m nso, wee pịa m ụtarị.

Our teacher called me close and flogged me.

A chọghịm ịkpọdebe ya nso m.

A chọghịm ịkpọdebe ya nso m.

I dont want to call him close to me.

A na m akpọdebe nwunye m nso oge niile.

A na m akpọdebe nwunye m nso oge niile.

I keep my wife close all the time.

Gọvanọ anyị chọrọ ịkpọdebe m nso.

Gọvanọ anyị chọrọ ịkpọdebe m nso.

Our governor wants to keep me close

Lee, ọ ga-akpọdebe nwunye ya nso ugbua.

Lee, ọ ga-akpọdebe nwunye ya nso ugbua.

Look, he will call his wife closer now.

tíkù

tikù

Wordtikù
Definitions

Active verb

1.call upon;

2.shout to; call upon (for help); cry to (compare -kpọkù)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O tikuru ndị mmadụ oge e jidere ya.

O tikuru ndị mmadụ oge e jidere ya.

He called upon the people when he was arrested.

Tikuo aha ahụ ọsọọsọ.

Tikuo aha ahụ ọsọọsọ.

Call upon that name fast.

Anyị na-etiku Chineke mgbe niile.

Anyị na-etiku Chineke mgbe niile.

We call upon the Lord all the time.

Chineke zara oge ha tikuru ya.

Chineke zara oge ha tikuru ya.

The Lord answered when they called on him.

Onye tikuru m?

Onye tikuru m?

Who called upon me?

Aga m etiku Onyenweanyị.

Aga m etiku Onyenweanyị.

I will call upon the Lord.

Onye ka m ga-etiku?

Onye ka m ga-etiku?

Whom will I call upon?

kpöbátá

kpọbata

Wordkpọbata
Definitions

Active verb

1.call in; welcome; admit

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwa ahụ kpọbatara nne ya.

Nwa ahụ kpọbatara nne ya.

That child called in her mother.

Ị ga-akpọbata ya ma m pụọ.

Ị ga-akpọbata ya ma m pụọ.

You will admit her when I leave.

Anyị na-akpọbata mmadụ niile.

Anyị na-akpọbata mmadụ niile.

We admit everyone.

Ha na-akpọbata ndị ọbịa ugbua.

Ha na-akpọbata ndị ọbịa ugbua.

They are welcoming visitors now.

Kpọbata ya, anwụ na-acha ya ebe ahụ.

Kpọbata ya, anwụ na-acha ya ebe ahụ.

Call him in, the sun is scorching him there.

Ikpọbata onye ịmaghị abụghị ihe kwesịrị gị mgbe niile.

Ikpọbata onye ịmaghị abụghị ihe kwesịrị gị mgbe niile.

To admit someone you don't know is not expected of you always.

E nwere ike ịkpọbata gị ugbu a.

E nwere ike ịkpọbata gị ugbu a.

You may be called in now.

Onye kpobatara nwoke a n'ulo m?

Onye kpobatara nwoke a n'ulo m?

Who welcomed this man inside my house?

Onye ka ị na-akpọbata ihe ahụ?

Onye ka ị na-akpọbata ihe ahụ?

Who is that person you are welcoming?

Anyị ga-akpọbata onyeisi ụlọakwụkwọ anyị ebe a.

Anyị ga-akpọbata onyeisi ụlọakwụkwọ anyị ebe a.

We shall call in our school headmaster here.

kpö

kpọ

Wordkpọ
Definitions

Active verb

1.call; beckon

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A chọrọ m ịkpọ ya ugbua.

A chọrọ m ịkpọ ya ugbua.

I want to call him now.

Gwa nne m nà m nà-àkpọ yà.

Gwa nne m nà m nà-àkpọ yà.

Tell my mother I am calling her.

Kpọ̀ọ ya ọ̀zọ bikō!

Kpọ̀ọ ya ọ̀zọ bikō!

Call him

Ike gà-àkpọ gì n'ụ̀tụtụ̀.

Ike gà-àkpọ gì n'ụ̀tụtụ̀.

Ike will call you in the morning

ịkpọ̄ ya ùgbuà adabaghì àdabà.

ịkpọ̄ ya ùgbuà adabaghì àdabà.

Calling him/her now is wrong.

Akpọ̀rọ̀ m ya, mànà ọ zaghị m.

Akpọ̀rọ̀ m ya, mànà ọ zaghị m.

I called her but she did not answer me.

òkù

òkù

Wordòkù
Definitions

Noun

1.call; beckon

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya.

Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya.

He does not want to answer the call made to him.

Onye kpọrọ gị oku?

Onye kpọrọ gị oku?

Who called you?

kpökǫ

kpọkọ̀

Wordkpọkọ̀
Definitions

Active verb

憾歌

1.call together

Related Terms
Word Stems

Examples

A ga-akpọkọ ndị okenye n'ama obodo.

A ga-akpọkọ ndị okenye n'ama obodo.

The elders will be assembled at the village square.

Omekagụ na-akpọkọ ndị ga-eso lụọ agha.

Omekagụ na-akpọkọ ndị ga-eso lụọ agha.

Omekagụ is calling together those that will fight the war.

Di gị na-akpọkọ ụmụagbọghọ niile.

Di gị na-akpọkọ ụmụagbọghọ niile.

Your husband is calling all the spinsters together.

Onye kpọkọrọ unu niile ebe a?

Onye kpọkọrọ unu niile ebe a?

Who called all of you together here?

kpǫtürü

kpọ̀tụrụ

Wordkpọ̀tụrụ
Definitions

Active verb

1.to call on someone or something; beckon

Related Term
Word Stem

Examples

Kpọtụrụ m tupu ị pụọ.

Kpọtụrụ m tupu ị pụọ.

Call on me before you leave.

kpö

kpọ

Wordkpọ
Definitions

Active verb

1.call; say; pronounce

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Achọrọ m ịkpọ ya.

Achọrọ m ịkpọ ya.

I want to call him.

Onye kpọrọ gị ebe a?

Onye kpọrọ gị ebe a?

Who called you here?

Uchenna kpọrọ m oku.

Uchenna kpọrọ m oku.

Uchenna called me.

Onye na-akpọ m?

Onye na-akpọ m?

Who is calling me?

Gaa kpọọ nna gị.

Gaa kpọọ nna gị.

Go and call your father.

Onye nkuzi ga-akpọ aha ndị a ga-enye oche ọhụrụ echi.

Onye nkuzi ga-akpọ aha ndị a ga-enye oche ọhụrụ echi.

The teacher will call names of people that will be given new chairs.

Emeka na-akpọ okwu nke ọma.

Emeka na-akpọ okwu nke ọma.

Emeka pronounces words properly.

ǹjèṃḿkpötürü

ǹjèm̀mkpọtụrụ

Wordǹjèm̀mkpọtụrụ
Definitions

Noun

1.courtesy visit/call

Variationsǹjèm̀ mkpọtụrụ
Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị nkụzi mere njemmkpọtụrụ n'obi gọọmentị steeti.

Ndị nkụzi mere njemmkpọtụrụ n'obi gọọmentị steeti.

The teacher made a courtesy visit to the government house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.