bö íkè
bọ ikè
Word | bọ ikè |
Definitions | Active verb 1.bare buttocks or anus |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nkechi bọrọ ya ike
Nkechi bọrọ ya ike
Nkechi bore buttocks to her.
Eriri ya nha maka ike ọ bọrọ di ya.
Eriri ya nha maka ike ọ bọrọ di ya.
She was penalized for barring buttocks to her husband.
Ọ ga-abọ ha ike ma ọ bịaruo.
Ọ ga-abọ ha ike ma ọ bịaruo.
He will bare buttocks to them when he arrives.
Nwata ahụ na-abọ ndị ọzọ ike.
Nwata ahụ na-abọ ndị ọzọ ike.
That child bares buttocks to the others.
Ịbọ mmadụ ike na-egosi mkparị.
Ịbọ mmadụ ike na-egosi mkparị.
Barring buttocks to others shows contempt.
Nwata a na-abọ ike oge niile.
Nwata a na-abọ ike oge niile.
This child bares her buttocks every time.
Ndị e meriri, a bọọ ha ike.
Ndị e meriri, a bọọ ha ike.
Those that were defeated, the buttocks is bared at them.
íkè
ikè
Word | ikè |
Definitions | Noun 呉 1.bottom; buttocks; bum; butt; gluteal region |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-adụ gị ya bụ ndụdụ n'ike.
A ga-adụ gị ya bụ ndụdụ n'ike.
You will be given the injection on the buttocks.
Akwa ya dọwara n'ike.
Akwa ya dọwara n'ike.
His cloth is torn on the buttocks.
Ọkọ ghara ya n'ike.
Ọkọ ghara ya n'ike.
She has rashes on her buttocks.
Apịara ya ụtarị n'ike.
Apịara ya ụtarị n'ike.
He was flogged on the butt.
Anyị na-eji ike anọdụ ọdụ.
Anyị na-eji ike anọdụ ọdụ.
We use the buttocks to sit.
Ike so n'otu akụkụ ahụ e nwere.
Ike so n'otu akụkụ ahụ e nwere.
Buttock is one of the parts of the body.
Ike ya gbara abụ.
Ike ya gbara abụ.
He has abscess on the butt.
O tere ọgwụ ahụ n'ike.
O tere ọgwụ ahụ n'ike.
She applied medication on the butt.