bú ághá
bu agha
Word | bu agha |
Definitions | Active verb 客援 1.wage war |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gọọmentị na-ebu agha nye ndị na-emepụta ọgwụ adịgboroja.
Gọọmentị na-ebu agha nye ndị na-emepụta ọgwụ adịgboroja.
Government is waging a war on those who produce fake drugs.
Aga m ebu agha.
Aga m ebu agha.
I will wage war.
Ibu agha na-amasị ya.
Ibu agha na-amasị ya.
She likes waging war.
Ana m ebu agha ya ugbu a.
Ana m ebu agha ya ugbu a.
I am waging a war against it now.
Echi ka anyị ga-ebu ya bụ agha.
Echi ka anyị ga-ebu ya bụ agha.
We will wage the war tomorrow.
Ụkọchukwu sị ha buo agha megide ekwensu.
Ụkọchukwu sị ha buo agha megide ekwensu.
The priest told them to wage war against Satan.
Onye na-ebu agha?
Onye na-ebu agha?
Who is waging a war?
Ha buru agha megide ndị omekoome ahụ.
Ha buru agha megide ndị omekoome ahụ.
They waged war against those criminals.