ǫyǫkǫ
ọ̀yọ̀kọ̀
Word | ọ̀yọ̀kọ̀ |
Definitions | Noun 1.bunch (of banana), cluster |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ube ndị ahụ dịcha n'ọyọkọ.
Ube ndị ahụ dịcha n'ọyọkọ.
The pear are in bunches.
Oroma anyị mịrị n'ọyọkọ n'ọyọkọ.
Oroma anyị mịrị n'ọyọkọ n'ọyọkọ.
Our orange produced in bunches.
Bugara ya ọyọkọ ojoko ahụ.
Bugara ya ọyọkọ ojoko ahụ.
Send him that bunch of plantain.
Unere ahụ nwekwara ọyọkọ
Unere ahụ nwekwara ọyọkọ
That banana has a bunch.
Mmịmị na-amị n'ọyọkọ.
Mmịmị na-amị n'ọyọkọ.
Pepper fruit produces in bunches.
Anyị hụrụ ọyọkọ akị oyibo atọ n'azụ ụlọ.
Anyị hụrụ ọyọkọ akị oyibo atọ n'azụ ụlọ.
We saw three bunches of coconut at the backyard.
Ha na-ere ya na ọyọkọ
Ha na-ere ya na ọyọkọ
They sell it in bunch
ųyǫkö
ụ̀yọ̀kọ
Word | ụ̀yọ̀kọ |
Definitions | Noun 1.bunch; bundle; grouping of things that are similar |
Variations | ụ̀yọ̀ọ̀kọ |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E nwere m ụyọkọ unere
E nwere m ụyọkọ unere
I have bunch of banana