búlí élú
buli elū
Word | buli elū |
Definitions | Active verb 穫結上 1.lift up |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A na-ebuli aha Jizọs na ndụ m.
A na-ebuli aha Jizọs na ndụ m.
Jesus's name is praised in my life.
Achọrọ m ibuli osisi a.
Achọrọ m ibuli osisi a.
I want to lift this wood.
Bulie akpa gị elu ka m zapụta ebe ahụ.
Bulie akpa gị elu ka m zapụta ebe ahụ.
Lift your bag up let me sweep out that place.
A ga-ebuli oche ndị a elu
A ga-ebuli oche ndị a elu
All these chairs will be lifted up
Achọrọ m ibuli ya elu.
Achọrọ m ibuli ya elu.
I want to lift it up.
Onye buliri ya elu?
Onye buliri ya elu?
Who lifted it up?
Ọ ga-ebuli ya elu.
Ọ ga-ebuli ya elu.
He will lift it up.
Bulie ya elu ọfụma.
Bulie ya elu ọfụma.
Lifte it up very well
Onye buliri tebulu a elu.
Onye buliri tebulu a elu.
Who lifted this table up?
O buliri nne ya elu oge ọ hụrụ ya.
O buliri nne ya elu oge ọ hụrụ ya.
He lifted his mum when he saw her.