búfè
bufè
Word | bufè |
Definitions | Active verb 1.carry over 2.to transmit diseases |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Onye ga-ebufe akpa gị n'ofe nke ọzọ.
Onye ga-ebufe akpa gị n'ofe nke ọzọ.
Who is going to carry your bag across the other side.
Ọ bụ enyi m bufere m akwammiri a.
Ọ bụ enyi m bufere m akwammiri a.
It was my friend that carried me across this bridge.
Ọ bụ ya na-ebufe ndị mmadụ.
Ọ bụ ya na-ebufe ndị mmadụ.
He is the one that carries people across.
Bufee ya n'ogbe nke ọzọ.
Bufee ya n'ogbe nke ọzọ.
Carry it across the other street.
Ọkwọ ụgbaala chọrọ ibufe m ụlọ m.
Ọkwọ ụgbaala chọrọ ibufe m ụlọ m.
The driver wants to carry me past my house.
Onye bufere gị n'akwammiri a?
Onye bufere gị n'akwammiri a?
Who carried you across this bridge?
Ọ ga-ebufe ha echi.
Ọ ga-ebufe ha echi.
He will carry them over tomorrow.
Ụgbọmmiri ahụ bufere anyị ibere nke ọzọ.
Ụgbọmmiri ahụ bufere anyị ibere nke ọzọ.
That boat carried us across the other side.
Ibufe akpa a na mgbidi adịghị mfe.
Ibufe akpa a na mgbidi adịghị mfe.
It is not easy to carry this bag across the fence.
Bufee ya n'ụzọ.
Bufee ya n'ụzọ.
Carry it across the road.
kpáfè
kpafè
Word | kpafè |
Definitions | Active verb 1.paddle, ferry across |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ịkpafe ụgbọ n'abalị nwere ọghọm.
Ịkpafe ụgbọ n'abalị nwere ọghọm.
To ferry across at night has disadvantages.
Ha kpafere ụgbọ ha.
Ha kpafere ụgbọ ha.
They paddled their boat across.
Kpafee ya ka m hụ.
Kpafee ya ka m hụ.
Paddle it let me see.
Ọ ga-akpafe ugbua.
Ọ ga-akpafe ugbua.
He will ferry across now.
Emeka na-achọ onye na-akpafe ụgbọ.
Emeka na-achọ onye na-akpafe ụgbọ.
Emeka is looking for someone who paddles boat.