Nkọwa okwu logo
Beta

búbà

bubà

Wordbubà
Definitions

Active verb

1.carry inside

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọ m ibuba ya.

Achọ m ibuba ya.

I want to carry it in.

Kedu mgbe ị ga-ebuba ikwe a n'usekwu?

Kedu mgbe ị ga-ebuba ikwe a n'usekwu?

When are you going to carry this mortar inside the kitchen?

Biko bubaara m akpa a na klaasị.

Biko bubaara m akpa a na klaasị.

Please take this bag inside the class for me.

Gịnị mere ị ji ebuba nke ahụ?

Gịnị mere ị ji ebuba nke ahụ?

Why are you carrying that thing in?

Ọ bụ na ị nweghị ike ibuba nrị a n'ime ụlọ?

Ọ bụ na ị nweghị ike ibuba nrị a n'ime ụlọ?

Cant you carry this food inside?

Nnwa m na-ebuba akpa ahụ n'ụlọ ugbu a.

Nnwa m na-ebuba akpa ahụ n'ụlọ ugbu a.

My child is taking the bags inside now.

Ọ bụ Ada na-ebuba ihe ahụ.

Ọ bụ Ada na-ebuba ihe ahụ.

It is Ada that carries that thing in.

Obinna bubara oche ya na klaasị.

Obinna bubara oche ya na klaasị.

Obinna carried his chair inside the class.

Bubaa akpa a n'ime ụlọ.

Bubaa akpa a n'ime ụlọ.

Carry this bag inside.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.