bú ń’óbì
bu n’obì
Word | bu n’obì |
Definitions | Passive verb 1.keep or hold something in the mind; bear in mind; harbor something in the mind |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ibu n'obi ihe o mere m.
Achọghị m ibu n'obi ihe o mere m.
I do not want to keep in mind what he did to me.
Nwoke a na-ebu ihe n'obi.
Nwoke a na-ebu ihe n'obi.
This man keeps things in his mind.
Ị ga-ebu n'obi na ihe niile ga-adịcha mma.
Ị ga-ebu n'obi na ihe niile ga-adịcha mma.
You should keep in mind that everything will be alright.
O bu ya n'obi.
O bu ya n'obi.
He has it in his mind.
Buru n'obi na mmadụ niile ga-anwụ anwụ.
Buru n'obi na mmadụ niile ga-anwụ anwụ.
Have it in mind that everyone will die.
O buru akpọmaasị n'obi afọ abụọ.
O buru akpọmaasị n'obi afọ abụọ.
He harbored hatred in his heart for two years.
Ọ na-ebu ajọ ihe n'obi ya.
Ọ na-ebu ajọ ihe n'obi ya.
She harbors evil in her mind.
I buru ya n'obi, ọ ga-anyịgbu gị.
I buru ya n'obi, ọ ga-anyịgbu gị.
If you keep it mind, it will weigh you down.
Nna ya gwara ya ka o buo ihe niile n'obi.
Nna ya gwara ya ka o buo ihe niile n'obi.
His father told him to keep everything in mind.
Amaka ga-ebu ihe i mere ya n'obi.
Amaka ga-ebu ihe i mere ya n'obi.
Amaka will keep what you did to her in mind.
Ọ chọghị ibu ya n'obi.
Ọ chọghị ibu ya n'obi.
I do not want to keep it mind.
Buru n'obi na a hụrụ m gị n'anya.
Buru n'obi na a hụrụ m gị n'anya.
Bear in mind that i love you.
E bu m gị n'obi.
E bu m gị n'obi.
I have you in mind.
Ibu iwe n'obi adịghị mma.
Ibu iwe n'obi adịghị mma.
To bear grudges is not good.
Kedụ ihe ibu n'obi?
Kedụ ihe ibu n'obi?
What do you have in mind?
Buru ya n'obi.
Buru ya n'obi.
Keep it mind.