bú ághá
bu agha
Word | bu agha |
Definitions | Active verb 客援 1.wage war |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gọọmentị na-ebu agha nye ndị na-emepụta ọgwụ adịgboroja.
Gọọmentị na-ebu agha nye ndị na-emepụta ọgwụ adịgboroja.
Government is waging a war on those who produce fake drugs.
Aga m ebu agha.
Aga m ebu agha.
I will wage war.
Ibu agha na-amasị ya.
Ibu agha na-amasị ya.
She likes waging war.
Ana m ebu agha ya ugbu a.
Ana m ebu agha ya ugbu a.
I am waging a war against it now.
Echi ka anyị ga-ebu ya bụ agha.
Echi ka anyị ga-ebu ya bụ agha.
We will wage the war tomorrow.
Ụkọchukwu sị ha buo agha megide ekwensu.
Ụkọchukwu sị ha buo agha megide ekwensu.
The priest told them to wage war against Satan.
Onye na-ebu agha?
Onye na-ebu agha?
Who is waging a war?
Ha buru agha megide ndị omekoome ahụ.
Ha buru agha megide ndị omekoome ahụ.
They waged war against those criminals.
lų ághá
lụ̀ agha
Word | lụ̀ agha |
Definitions | Active verb 寄援 1.fight a war or battle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Yukreen na Rọshịa na-alụ agha.
Yukreen na Rọshịa na-alụ agha.
Ukraine and Russia are fighting a war.
Anyị na-alụ agha ugbu a.
Anyị na-alụ agha ugbu a.
We are fighting war now.
Ha lụrụ agha megide mpụ na arụrụ ala.
Ha lụrụ agha megide mpụ na arụrụ ala.
They fought against crime and corruption.
A ga-alụ agha n'ọdịniihu.
A ga-alụ agha n'ọdịniihu.
There will be war in future.
Abụ m nwata oge a lụrụ agha Biafra.
Abụ m nwata oge a lụrụ agha Biafra.
I was a kid during the Biafra war.