Nkọwa okwu logo
Beta

büsá

bụsa

Wordbụsa
Definitions

Active verb

1.drizzle (of rain)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mmiri ga-abụsa obere oge.

Mmiri ga-abụsa obere oge.

It will drizzle in a short while.

Mmiri bụsara n'ụtụtụ.

Mmiri bụsara n'ụtụtụ.

It drizzled in the morning

Mmiri na-abụsa.

Mmiri na-abụsa.

It is drizzling.

Achọghị ka mmiri bụsaa, akwa m dị n'ilo.

Achọghị ka mmiri bụsaa, akwa m dị n'ilo.

I don't want it to drizzle, my clothes are outside.

Mmiri amalitela ịbụsa.

Mmiri amalitela ịbụsa.

It has started drizzling.

Mmiri na-abụsa ka ihu igwe juo oyi.

Mmiri na-abụsa ka ihu igwe juo oyi.

It drizzles so that the weather will be cool.

Ọ dịka mmiri ọ chọrọ ịbụsa.

Ọ dịka mmiri ọ chọrọ ịbụsa.

It seems it wants to drizzle.

Mmiri ọ na-abụsa?

Mmiri ọ na-abụsa?

Is it drizzling?

Mmiri ga-abụsa na mgbede.

Mmiri ga-abụsa na mgbede.

It will drizzle in the evening.

Wepụ ya, mmiri ga-abụsa ya.

Wepụ ya, mmiri ga-abụsa ya.

Remove it, rain will drizzle on it.

Mmiri bụsara n'ugbo m.

Mmiri bụsara n'ugbo m.

Rain drizzled on my farm.

Achọghị m ka mmiri busa, a sara m akwa.

Achọghị m ka mmiri busa, a sara m akwa.

I don't want it to drizzle, I washed cloths.

Mmiri bụsara ụnyaa.

Mmiri bụsara ụnyaa.

It drizzled yesterday.

Mmiri na-abụsa ugbu a.

Mmiri na-abụsa ugbu a.

Rain is drizzling now.

dǫbá

dọ̀ba

Worddọ̀ba
Definitions

Active verb

1.put down; set down; at; drop

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nna m dọbara ụgbọala ya n'azụ ụlọ.

Nna m dọbara ụgbọala ya n'azụ ụlọ.

My father parked his car in the backyard.

Emeka ga-adọba mmiri o bu ebe a.

Emeka ga-adọba mmiri o bu ebe a.

Emeka will drop the water he brought here.

A chọrọ m ịdọba akpa m n'ebe a.

A chọrọ m ịdọba akpa m n'ebe a.

I want to put down my bag here.

Dọbaa ihe i bu ebe a banye n'ụlọ!

Dọbaa ihe i bu ebe a banye n'ụlọ!

Drop what you are carrying here and enter the house!

Nwaanyị ahụ na-adọba ihe ebe a oge niile.

Nwaanyị ahụ na-adọba ihe ebe a oge niile.

That woman drops things here every time.

Ha ga-adọba akpa ha n'ụlọ m..

Ha ga-adọba akpa ha n'ụlọ m..

They will drop their bag in my house.

gbágá

gbaga

Wordgbaga
Definitions

Active verb

1.expand; stretch to enlarge the gaps of a contracted or meshed material, especially a hard material like iron or wood

Related Terms
Word Stems

Examples

Gbagaa be Okeke.

Gbagaa be Okeke.

Run to Okeke's house.

Ịgbaga be m ga-aka mma.

Ịgbaga be m ga-aka mma.

To run to my house will be better.

Ahụrụ m ya ka ọ na-agbaga n'ụlọ ahụ.

Ahụrụ m ya ka ọ na-agbaga n'ụlọ ahụ.

I saw him when he was running into that house.

Ọ na-agbaga ebe ọbụla ọ hụrụ oghere.

Ọ na-agbaga ebe ọbụla ọ hụrụ oghere.

It runs into any where it sees space.

Ọ ga-agbaga ebe ahụ.

Ọ ga-agbaga ebe ahụ.

She will run into that place.

Ọ gbagara be nna ya.

Ọ gbagara be nna ya.

She ran to her father's house.

Gbagaa ya nke ọma.

Gbagaa ya nke ọma.

Expand it very well.

Udoka achọghị ịgbaga ya.

Udoka achọghị ịgbaga ya.

Udoka does not want to expand it.

Ekpomooku na-agbaga igwe.

Ekpomooku na-agbaga igwe.

Heat expands metal.

Na-ahụ ya ọkụ, ọ na-agbaga.

Na-ahụ ya ọkụ, ọ na-agbaga.

Keep heating it, it is expanding.

Anyị ga-agbaga garịgarị a ma anyị ahụghị ọtụchị ụzọ a.

Anyị ga-agbaga garịgarị a ma anyị ahụghị ọtụchị ụzọ a.

We will expand this rail if we do not see the key to this door.

Ọ gbagara ya wepụta isi nwata ahụ.

Ọ gbagara ya wepụta isi nwata ahụ.

He expanded it and brought out the child's head.

Gbagaa garịgarị ahụ ka nkịta ahụ gafee.

Gbagaa garịgarị ahụ ka nkịta ahụ gafee.

Expand that rail so that the dog will pass.

Anyị chọrọ ịgbaga ya, tinyezie osisi n'etiti ya.

Anyị chọrọ ịgbaga ya, tinyezie osisi n'etiti ya.

We want to expand it and then put wood in the middle of it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.