bùlí
bùli
Word | bùli |
Definitions | Active verb 1.lift |
Variations | bunie |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-ebuli ndị ewedara n'ala ebe a.
A na-ebuli ndị ewedara n'ala ebe a.
The downtrodden are lifted up here.
Ọ bụ ya buliri osisi ahụ dara ada.
Ọ bụ ya buliri osisi ahụ dara ada.
He was the one that lifted the fallen tree.
I nwere ike ibuli ihe a?
I nwere ike ibuli ihe a?
Can you lift this?
Bulie oche ahụ.
Bulie oche ahụ.
Lift that chair.
Ọ ga-ebuli gị ma ị daa.
Ọ ga-ebuli gị ma ị daa.
He will lift you if you fall.
Ebulighị m ya elu.
Ebulighị m ya elu.
I did not carry it up.