Nkọwa okwu logo
Beta

üláàkwųnà

ụlāàkwụ̀nà

Wordụlāàkwụ̀nà
Definitions

Noun

1.a house where prostitutes or sex workers do business in; brothel

Variationsụlọ̄ àkwụ̀nà
Related Terms
Word Stems

Examples

Ana m ahụkarị ya n'ebe ụlọakwụna ahụ.

Ana m ahụkarị ya n'ebe ụlọakwụna ahụ.

I usually see him around that brothel.

Ndị uweojii jidere ndị ohi abụọ n'ụlọakwụna a.

Ndị uweojii jidere ndị ohi abụọ n'ụlọakwụna a.

Policemen caught two thieves in this brothel.

Achụọla mmadụ niile nọ n'ụlọakwụna ahụ.

Achụọla mmadụ niile nọ n'ụlọakwụna ahụ.

Everyone staying in that brothel has been expelled.

Ụlọakwụna ahụ dị nso na be ha.

Ụlọakwụna ahụ dị nso na be ha.

That brothel is close to their house.

Ọ bụ gọvanọ kwatụrụ ụlọakwụna ahụ nọ n'akụkụ uzọ.

Ọ bụ gọvanọ kwatụrụ ụlọakwụna ahụ nọ n'akụkụ uzọ.

It was the governor that demolished that brothel by the roadside.

Ndị akwụna abụọ na-alụ ọgụ n'ihu ụlọakwụna ahụ.

Ndị akwụna abụọ na-alụ ọgụ n'ihu ụlọakwụna ahụ.

Two prostitutes are fighting in front of that brothel.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.