Nkọwa okwu logo
Beta

tü ųdǫ

tụ ụ̀dọ̀

Wordtụ ụ̀dọ̀
Definitions

Active verb

1.braid a rope

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị chọrọ ịtụ ụdọ.

Anyị chọrọ ịtụ ụdọ.

We want to braid a rope.

A tụkwala ụdọ ahụ.

A tụkwala ụdọ ahụ.

Do not braid the rope.

Anyị na-atụ ụdọ.

Anyị na-atụ ụdọ.

We are braiding rope.

A tụrụ onyeohi ahụ udo.

A tụrụ onyeohi ahụ udo.

The thief was tied up.

Onye tụrụ ụdọ a?

Onye tụrụ ụdọ a?

Who braided this rope?

Tụọ ụdọ nke gị.

Tụọ ụdọ nke gị.

Braid your own rope.

Onyenkụzi anyị kụziiri anyị ka esi atụ ụdọ.

Onyenkụzi anyị kụziiri anyị ka esi atụ ụdọ.

Our teacher taught us how to braid rope.

Nna m ga-atụ ụdọ ahụ echi.

Nna m ga-atụ ụdọ ahụ echi.

My father will braid that rope tomorrow.

Ọ bụghi mmadụ niile ma etu e si na-atu ụdọ.

Ọ bụghi mmadụ niile ma etu e si na-atu ụdọ.

It is not everybody that knows how to braid.

Ha mere ejije iṭụ ụdọ.

Ha mere ejije iṭụ ụdọ.

The performed a drama for braiding.

kpà érírí

kpà eriri

Wordkpà eriri
Definitions

Active verb

1.braid a string or thread

Related Terms
Word Stems

Examples

Ugonna na-akpa eriri nke ọma.

Ugonna na-akpa eriri nke ọma.

Ugonna braids a thread well.

Akpara m eriri.

Akpara m eriri.

I braided a rope.

Ịkpa eriri ka o sie ike dị mma.

Ịkpa eriri ka o sie ike dị mma.

To braid a thread so that it will be strong is good.

Ị ga-akpa eriri a ma ị lọta.

Ị ga-akpa eriri a ma ị lọta.

You will braid this thread when you return.

Ịkpa eriri adịghị mfe.

Ịkpa eriri adịghị mfe.

Braiding a rope is not easy.

M na-akpa eriri ahụ ị zụtara.

M na-akpa eriri ahụ ị zụtara.

I am braiding that thread you bought.

Ndụdị ga-akpa eriri.

Ndụdị ga-akpa eriri.

Ndụdị will braid a rope.

Ndị a kpara eriri a ugbua.

Ndị a kpara eriri a ugbua.

These people braided this thread now.

Kpaa eriri a nke ọma.

Kpaa eriri a nke ọma.

Braid this thread well.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.