ütá
ụta
Word | ụta |
Definitions | Noun 御 1.bow |
Variations | ụ̀ta |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụtụbeghị m ụta mbụ.
Ahụtụbeghị m ụta mbụ.
I have never seen a bow before.
Ụta na ube na-arụkọ ọrụ.
Ụta na ube na-arụkọ ọrụ.
Bow and arrow work together.
Ụta ya dọbiri adọbi.
Ụta ya dọbiri adọbi.
His bow cut.
O ji ụta gbagbuo enwe.
O ji ụta gbagbuo enwe.
He killed a monkey with his bow.
Ndị Awụsa ji ụta alụ ọgụ.
Ndị Awụsa ji ụta alụ ọgụ.
The Hausa's fight with bow.
Nye m ụta m.
Nye m ụta m.
Give me my bow.
Onye ji ụta m?
Onye ji ụta m?
Who has my bow?
kwé ütá
kwe ụta
Word | kwe ụta |
Definitions | Active verb 1.string a bow |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ bụ mgbe o kwere ụta ahụ ka ha matara onye ọ bụ.
Ọ bụ mgbe o kwere ụta ahụ ka ha matara onye ọ bụ.
It was when he stringed the bow that they knew who he was.
Ọ maghị na m hụrụ ya mgbe ọ na-ekwe ụta.
Ọ maghị na m hụrụ ya mgbe ọ na-ekwe ụta.
He didn't know that I saw him when he was stringing a bow.
Akwụsịla ikwe ụta gị.
Akwụsịla ikwe ụta gị.
Don't stop stringing your bow.
ìgbé
ìgbe
Word | ìgbe |
Definitions | Noun 㪅 1.bow; box; casket |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha rere igbe ahụ okeọnụ.
Ha rere igbe ahụ okeọnụ.
They sold that casket at a high cost.
Ozu ahụ nọ n'igbe.
Ozu ahụ nọ n'igbe.
The corpse is in the casket.
Ndị Igbo na-eji igbe eli onye nwụrụ anwụ.
Ndị Igbo na-eji igbe eli onye nwụrụ anwụ.
The Igbo people bury the dead using a casket.
Ihe a bụ osisi eji arụ igbe.
Ihe a bụ osisi eji arụ igbe.
This wood is used for making bow.
Igbe ahụ abanyebeghị n'ili.
Igbe ahụ abanyebeghị n'ili.
That casket has not been lowered in the grave.
kpö ísíàlà
kpọ isiàlà
Word | kpọ isiàlà |
Definitions | Active verb 1.bow; touch the ground with head; prostrate |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ịkpọ isiala nye alụsi dị njọ.
Ịkpọ isiala nye alụsi dị njọ.
To prostrate before a deity is wrong.
Ọ dara kpọọ isiala nye Chineke.
Ọ dara kpọọ isiala nye Chineke.
He laid down and worshipped the Lord.
Ndị Yoroba na-akpọ isiala ma ha na-ekele mmadụ.
Ndị Yoroba na-akpọ isiala ma ha na-ekele mmadụ.
Yoruba people bow their head while greeting.
O nweghi onye kpọrọ isiala wee kele ya.
O nweghi onye kpọrọ isiala wee kele ya.
Nobody prostrated to greet him.
gbá ütá
gba ụta
Word | gba ụta |
Definitions | Active verb 互御 1.shoot an arrow (using a bow) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Igba ụta bụ ihe ọzọ m chọrọ ịmụ etu e si eme ya.
Igba ụta bụ ihe ọzọ m chọrọ ịmụ etu e si eme ya.
To shoot a bow is another thing I want to learn how it's done.
kpùdó
kpùdo
Word | kpùdo |
Definitions | Active verb 1.cover; use one thing to cover up another; bow face to the ground |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Onye kpudoro akwa n'elu efere m.
Onye kpudoro akwa n'elu efere m.
Who covered my plate with clothe.
̣Ị ga-ekpudo ihu n'ala ma ị hụ nwoke ahụ.
̣Ị ga-ekpudo ihu n'ala ma ị hụ nwoke ahụ.
You will bow your face to the ground when you see that man.
Kpudo ikwe a ihu n'ala.
Kpudo ikwe a ihu n'ala.
Make the face of this mutter to face the floor.
Gịnị mere o ji ekpudo ịhụ n'oche?
Gịnị mere o ji ekpudo ịhụ n'oche?
Why is he covering his head on the chair?
O kpudoro oche ahụ ihu n'ala.
O kpudoro oche ahụ ihu n'ala.
He turned the chair upside down.
Ọ chọrọ ikpudo ịhụ n'ala mgbe ọ hụrụ m.
Ọ chọrọ ikpudo ịhụ n'ala mgbe ọ hụrụ m.
He wanted to bow his face to the ground when he saw me.
Emeka na-ekpudo ihu n'ala ma ọ na-agafe.
Emeka na-ekpudo ihu n'ala ma ọ na-agafe.
Emeka bows his face to the ground when he is passing.