kpà
kpà
Word | kpà |
Definitions | Active verb 区 1.worry; bother 2.be tight; be jampacked; narrow 3.oppress; suppress; subdue 4.plait; interlace 5.trim or cut using a clipper or scissors |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ndịndu anyị na-akpa anyị mkpa.
Ndịndu anyị na-akpa anyị mkpa.
Our leaders are oppressing us.
Gịnị na-akpa gị?
Gịnị na-akpa gị?
What is bothering you?
Akpara m isi na nke Obinna.
Akpara m isi na nke Obinna.
I had a haircut at Obinna's.
Ụzọ a kpara akpa.
Ụzọ a kpara akpa.
This road is jampacked.
Adaeze na-akpa m isi.
Adaeze na-akpa m isi.
Adaeze is plaiting my hair.
ḿkpàgbú
mkpàgbu
Word | mkpàgbu |
Definitions | Noun m飼恩 1.distress; bother; strain; 2.oppression |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mkpagbu a gaha ebi.
Mkpagbu a gaha ebi.
This oppression will soon end.
Ana m akpọ ya mgbe ọbụla m nọ na mkpagbu.
Ana m akpọ ya mgbe ọbụla m nọ na mkpagbu.
I call her whenever I am in distress.
Onye mkpagbu ka ọ bụ.
Onye mkpagbu ka ọ bụ.
He is an oppressor.
Nna ya na-akpagbu m.
Nna ya na-akpagbu m.
His father is oppressing me.
Ọ kpọrọ oku mkpagbu.
Ọ kpọrọ oku mkpagbu.
He made a distress call.
Ụlọọrụ a jupụtara na mkpagbu.
Ụlọọrụ a jupụtara na mkpagbu.
This office is full of oppression.
Olu ya dara dịka nke onye nọ na mkpagbu.
Olu ya dara dịka nke onye nọ na mkpagbu.
Her voice sounded like that of someone in distress.