bó àpà
bo àpà
Word | bo àpà |
Definitions | Active verb 基雅 1.leave scar or mark on |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ahụghị m ebe e boro ya apa.
Ahụghị m ebe e boro ya apa.
I could not find the scar on him.
Mma ka e ji bo ya apa ahụ.
Mma ka e ji bo ya apa ahụ.
That scar was left on him with a knife.
Jiri nwayọ maka ibo gị apa.
Jiri nwayọ maka ibo gị apa.
Take it easy to avoid getting a scar.
Ọrịa a na-ebo ndị mmadụ apa.
Ọrịa a na-ebo ndị mmadụ apa.
This sickness leaves scars on people.
Ọ chọrọ ibo enyi ya apa maka agwa ọjọọ ya.
Ọ chọrọ ibo enyi ya apa maka agwa ọjọọ ya.
He wanted to give him a scar for his bad behaviour.
Ọnya ahụ chọrọ ibo m apa.
Ọnya ahụ chọrọ ibo m apa.
That wound wants to leave a scar on me.