bǫhé
bọ̀he
Word | bọ̀he |
Definitions | Active verb 1.force open; open wide |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-abịa ịbọhe afọ anụ a.
Ọ na-abịa ịbọhe afọ anụ a.
He is coming to force the belly of the animal open.
Dọkịta bọhere m afọ taa.
Dọkịta bọhere m afọ taa.
The doctor forced my tommy open.
Onye ka ị sị bọhere ili a?
Onye ka ị sị bọhere ili a?
Who did you say forced this grave open.
M ga-abọhe gị ọnụ wepụta anụ ahụ.
M ga-abọhe gị ọnụ wepụta anụ ahụ.
I will force your mouth open and bring out that meat.
A bọhere ọtụtụ abọhe.
A bọhere ọtụtụ abọhe.
Many were forced open.
Ndụka na-abọhe nwaanyị ahụ ike ugbu a.
Ndụka na-abọhe nwaanyị ahụ ike ugbu a.
Ndụka is forcing that woman's anus open now.
Ọ bọherere ya.
Ọ bọherere ya.
She forced it open.
Ọ na-abọhe ya mgbe m batara.
Ọ na-abọhe ya mgbe m batara.
He was forcing it open when I entered.
Wepụta ndị abọhere abọhe.
Wepụta ndị abọhere abọhe.
Bring out the ones that were forced open.
Ha ga-abọhe ya.
Ha ga-abọhe ya.
They will force it open.
bǫkàsį
bọ̀kàsị̀
Word | bọ̀kàsị̀ |
Definitions | Active verb 1.cut open all in pieces 2.spread wide open |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ịbọkasị ehi adịghị mfe.
Ịbọkasị ehi adịghị mfe.
It is not easy to cut cow in pieces.
Kedụ ihe ị na-abọkasịrị anya?
Kedụ ihe ị na-abọkasịrị anya?
What are you spreading your eyes open for?