bölí
bọli
Word | bọli |
Definitions | Active verb 1.stir up [dust], rush or come up from the ground; 2.dig up; |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ezughi ike ga-abọli ọtụtụ ọrịa n'arụ gị.
Ezughi ike ga-abọli ọtụtụ ọrịa n'arụ gị.
Not resting will stir up a lot of sickness in your body.
Bọlie mkpụrụ ji ahụ anyị kọrọ ụnyaahụ.
Bọlie mkpụrụ ji ahụ anyị kọrọ ụnyaahụ.
Dig up that yam seed we planted yesterday.
Gịnị bọliri iwe ya ugbu a.
Gịnị bọliri iwe ya ugbu a.
What stirred up his anger now?
Onye bọliri ya?
Onye bọliri ya?
Who stirred it up?
Okwu ya bọliri ọtụtụ ndọrọndọrọ.
Okwu ya bọliri ọtụtụ ndọrọndọrọ.
His speech stirred up a lot of controversies.
Gaa, bọlie ya.
Gaa, bọlie ya.
Go and stir it up.
Udoka bọliri ya ugboro ugboro.
Udoka bọliri ya ugboro ugboro.
Udoka stirred it up several times.
Anụ e ghere eghe na-abọli ịba n'arụ m.
Anụ e ghere eghe na-abọli ịba n'arụ m.
Fried meat stirs up fever in my body.
Mmiri nwere ike isi n'ala bọlie.
Mmiri nwere ike isi n'ala bọlie.
Water can rush up from the ground.