Nkọwa okwu logo
Beta

kpö

kpọ

Wordkpọ
Definitions

Active verb

1.be blocked, especially eyes; be blinded

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anya kpọrọ ya mgbe ọ gara agha.

Anya kpọrọ ya mgbe ọ gara agha.

His eyes got blinded when he went to war.

Anya ahụ akpọọla.

Anya ahụ akpọọla.

That eye is completely blinded.

Anya kpọrọ nwunye ya.

Anya kpọrọ nwunye ya.

His wife is blind.

Onye ka anya kpọrọ?

Onye ka anya kpọrọ?

Who was blinded?

Ịtụnye ahịhịa n'anya ga-akpọ ya anya.

Ịtụnye ahịhịa n'anya ga-akpọ ya anya.

Administering herbs to the eyes will cause blindness.

Ọgwụ Emeka tụnyere n'anya kpọrọ ya anya.

Ọgwụ Emeka tụnyere n'anya kpọrọ ya anya.

The eyedrop Emeka used made him blind.

sùchí

sùchi

Wordsùchi
Definitions

Active verb

1.blocked air or waterway

Related Term
Word Stem

Examples

Gịnị mere ị ji asụchi ya?

Gịnị mere ị ji asụchi ya?

Why are you blocking it?

Ahụrụ m ka ọ na-asụchi ebe ahụ.

Ahụrụ m ka ọ na-asụchi ebe ahụ.

I saw him blocking that place.

Ịsụchi ya ga-aka mma.

Ịsụchi ya ga-aka mma.

To block it will be better.

Ọnụ a sụchiri asuchi.

Ọnụ a sụchiri asuchi.

This hole is blocked

Anyị na-asụchi aja ebe niile puru epu.

Anyị na-asụchi aja ebe niile puru epu.

We are stuffing sand in every hole

Emeka kpọrọ onye ga-asuchi ebe ahu oke si abata.

Emeka kpọrọ onye ga-asuchi ebe ahu oke si abata.

Emeka called someone that will block the place rat comes in through.

Gịnị sụchiri gị imi?

Gịnị sụchiri gị imi?

What blocked your nose?

Gịnị ka i ji sụchie ntị gị?

Gịnị ka i ji sụchie ntị gị?

What did you block your ears with?

Ọnụ ahụhụ a nwere ike isụchi ugbua.

Ọnụ ahụhụ a nwere ike isụchi ugbua.

This ant hole might get blocked now.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.