Nkọwa okwu logo
Beta

gözí

gọzi

Wordgọzi
Definitions

Active verb

岳向

1.to bless or invoke a blessing upon something or somebody

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Welie aka ka agọzie gị.

Welie aka ka agọzie gị.

Raise your hand for blessing.

Chukwu gọziri m.

Chukwu gọziri m.

God blessed me.

O jere ịgọzi mmiri nsọ.

O jere ịgọzi mmiri nsọ.

He went to bless holy water.

Abụ m onye a gọziri agọzi

Abụ m onye a gọziri agọzi

I am blessed.

Okeke na-agọzị ụmụ ya kwa afọ.

Okeke na-agọzị ụmụ ya kwa afọ.

Okeke blesses his children every year.

O ekwetaghị na-agọziri nri ahụ.

O ekwetaghị na-agọziri nri ahụ.

He didn't believe that the food was blessed.

Gọzie nwa gị!

Gọzie nwa gị!

Bless your child.

Ị bụ onye a gọziri agọzi.

Ị bụ onye a gọziri agọzi.

You are blessed.

Onye gọziri gị?

Onye gọziri gị?

Who blessed you?

gọ

Wordgọ
Definitions

Active verb

1.consecrate; make or declare sacred or holy

2.bless or pray for someone or something

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna m ga-agọ oji.

Nna m ga-agọ oji.

My father will consecrate the kolanut.

Gọọrọ anyị ọfọ ogologo ndụ.

Gọọrọ anyị ọfọ ogologo ndụ.

Pray for long life.

Ịgọ ọfọ dị mma.

Ịgọ ọfọ dị mma.

Praying is good.

Ọ chọghị ịgọ ọjị n'asụsụ Bekee.

Ọ chọghị ịgọ ọjị n'asụsụ Bekee.

He does not want to bless the kola nut in English language.

Gọọ ọfọ ọma nye ụmụ gị.

Gọọ ọfọ ọma nye ụmụ gị.

Make positive declarations upon your children.

Onye gọrọ ọjị?

Onye gọrọ ọjị?

Who blessed the kola nut?

Ụkọchukwu na-agọ nchekwa nye ndị ụka ya.

Ụkọchukwu na-agọ nchekwa nye ndị ụka ya.

The priest prays protection for members of his church.

gọ

Wordgọ
Definitions

Active verb

㚻顧

1.proclaim upon something or someone; pray over something or someone

2.bless

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ na-agọ ọfọ.

Ọ na-agọ ọfọ.

He is using the 'ọfọ' to make proclamations.

Onye ga-agọ nri a ka anyị mailte iri ya?

Onye ga-agọ nri a ka anyị mailte iri ya?

Who will pray over this food let's start eating it?

Nne ya gọrọ ọfọ ọma n'isi ya.

Nne ya gọrọ ọfọ ọma n'isi ya.

Her mother made positive proclamations on her head.

Obi na-agọ ọjị.

Obi na-agọ ọjị.

Obi is praying over the kolanut.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.