Nkọwa okwu logo
Beta

ǫkpüüzü

ọ̀kpụụ̄zụ̄

Wordọ̀kpụụ̄zụ̄
Definitions

Noun

1.blacksmith

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka na-amụ ọrụ n'aka ọkpụụzụ a.

Emeka na-amụ ọrụ n'aka ọkpụụzụ a.

Emeka is learning work under that blacksmith.

Ọkpụụzụ ahụ anwụọla.

Ọkpụụzụ ahụ anwụọla.

That blacksmith has died.

Ebee ka ọkpụụzụ ahụ bi?

Ebee ka ọkpụụzụ ahụ bi?

Where does the blacksmith live?

Okpụụzụ ahụ lụrụ ụmụ nwaanyị abụọ.

Okpụụzụ ahụ lụrụ ụmụ nwaanyị abụọ.

The blacksmith married two wives.

Anyị gara n'ụlọ ọkpụụzụ ahụ.

Anyị gara n'ụlọ ọkpụụzụ ahụ.

We went to the blacksmith's house.

Ọkpụụzụ ahụ anaghị abịa ụbọchị Sọnde.

Ọkpụụzụ ahụ anaghị abịa ụbọchị Sọnde.

The blacksmith does not come on Sundays.

Ọkpụụzụ ahụ bịara n'ụlọ anyị taata.

Ọkpụụzụ ahụ bịara n'ụlọ anyị taata.

That blacksmith came to our house today.

Ọkpụụzụ a nwere ụmụ ise.

Ọkpụụzụ a nwere ụmụ ise.

This blacksmith has five children.

kpü üzü

kpụ ụzụ

Wordkpụ ụzụ
Definitions

Active verb

姓打

1.make, mold or shape metal especially by heating and hitting

2.smith; work as blacksmith

3.(slang) build body, especially by lifting weight

Related Terms
Word Stems

Examples

Nna m kpụrụ ụzụ oge ọ dị n’okorobia.

Nna m kpụrụ ụzụ oge ọ dị n’okorobia.

My father worked as a blacksmith when he was young.

Ude chọrọ ịmụta ka e si akpụ ụzụ.

Ude chọrọ ịmụta ka e si akpụ ụzụ.

Ude wants to learn how to lift weight.

Ọ ga-akpụ ụzụ ma o too.

Ọ ga-akpụ ụzụ ma o too.

He will smith when he grows.

Kpụọ ụzụ ma ị chọọ ịbụ onye akpụobi.

Kpụọ ụzụ ma ị chọọ ịbụ onye akpụobi.

Build you body if you want to be a bouncer.

Ọ na-akpu ụzụ.

Ọ na-akpu ụzụ.

He smiths.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.