ḿgbōójíí
mgboojiī
Word | mgboojiī |
Definitions | Noun 1.blackboard |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onye nkụzi dere ihe na mgboojii.
Onye nkụzi dere ihe na mgboojii.
The teacher wrote on the blackboard.
Anyị enweghị mgboojii na klaasị.
Anyị enweghị mgboojii na klaasị.
We do not have a blackboard in the class.
Onyiisi ụlọakwụkwọ nyere klaasị anyị mgboojii ọhụrụ.
Onyiisi ụlọakwụkwọ nyere klaasị anyị mgboojii ọhụrụ.
The headmaster gave our class a new blackboard.
Dee ihe na mgboojii.
Dee ihe na mgboojii.
Write on the blackboard.
Hichaara m mgboojii.
Hichaara m mgboojii.
Clean the blakboard for me.