bìté
bìte
| Word | bìte |
| Definitions | Active verb 1.borrow |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ọ na-ebite ego ahụ.
Ọ na-ebite ego ahụ.
He/She is borrowing the money.
Bite ụfọdụ akwa n'aka ya, Ada ga-eweghachi ha ma anyị mechaa.
Bite ụfọdụ akwa n'aka ya, Ada ga-eweghachi ha ma anyị mechaa.
Borrow some cloths from her, Ada will return them when we are done.
Anyị ga-ebite ego n'ụtụtụ.
Anyị ga-ebite ego n'ụtụtụ.
We will borrow money in the morning.
Ha akwụghachibe ego ha bitere n'afọ a gara aga.
Ha akwụghachibe ego ha bitere n'afọ a gara aga.
They have not paid back the money they borrowed this past year.
ibite ego ugbua adịghị mfe.
ibite ego ugbua adịghị mfe.
Borrowing money now is difficult.
Nna m bitere ego.
Nna m bitere ego.
My father borrowed money.
Asụsụ Igbo na-ebite okwu ọhụrụ mgbe niile.
Asụsụ Igbo na-ebite okwu ọhụrụ mgbe niile.
Igbo language borrows new words always.
Achọghị m ibite ihe ọbụla n'aka ya.
Achọghị m ibite ihe ọbụla n'aka ya.
I don't want to borrow anything from her.