bísà
bīsà
Word | bīsà |
Definitions | Active verb 剁憬 1.live extending far over an area 2.(figurative) live comfortably without restrictions 3.live apart from each other |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ha bisara ebisa ebe ahu.
Ha bisara ebisa ebe ahu.
They are living without restrictions there.
Eche m na ha bikọrọ ọnụ mana ha bisara ebisa.
Eche m na ha bikọrọ ọnụ mana ha bisara ebisa.
I thought they were living together but they are living apart.
Mgbe ha gafere mmiri ọmambala, ha wee bisaa n'ala dị n'ofe mmiri ahu.
Mgbe ha gafere mmiri ọmambala, ha wee bisaa n'ala dị n'ofe mmiri ahu.
When they crossed omambala river, they settled(lived) spreading over the land across the river.
métü
metụ
Word | metụ |
Definitions | Active verb 1.make a part of something get in contact with another; touch |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Metụ ya na nti gị ka ị mara ma ọ dị ọkụ.
Metụ ya na nti gị ka ị mara ma ọ dị ọkụ.
Touch it on your cheek to know if it is hot.
A gwara onye ọbụla metụ nwanne ya aka.
A gwara onye ọbụla metụ nwanne ya aka.
People were told to touch one another.
Chineke metụrụ ndụ m aka.
Chineke metụrụ ndụ m aka.
God touched my life.
Ọ na-emetụ m n'obi.
Ọ na-emetụ m n'obi.
It is touching my heart.
Onye ga-emetu m aka nsọ?
Onye ga-emetu m aka nsọ?
Who will touch me holy hands?
O meturu aka n' aja.
O meturu aka n' aja.
He touched the sand.
Ekwela ka ahụ ya metu gị.
Ekwela ka ahụ ya metu gị.
Don't allow his body to touch you.
Onye ọ ga-emetu aka ga-enwere onwe ya.
Onye ọ ga-emetu aka ga-enwere onwe ya.
The person that he will touch will be free.
Ọ chọrọ imetu ya aka.
Ọ chọrọ imetu ya aka.
He wants to touch it.
O metụla gị aka?
O metụla gị aka?
Has she touched you?
Ọ na-emetu m ahụ mgbe m na-arahụ ụra.
Ọ na-emetu m ahụ mgbe m na-arahụ ụra.
He was touching my body when I was sleeping.