Nkọwa okwu logo
Beta

müpùtá

mụpùta

Wordmụpùta
Definitions

Active verb

1.bring forth; give birth to

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Nwanne m nwaanyị mụpụtara nwa nwoke n'ehihe.

Nwanne m nwaanyị mụpụtara nwa nwoke n'ehihe.

My sister is delivered of a baby body this afternoon.

O na-enyere ndị mmadụ aka ịmụpụta nwa ọsịịsọ.

O na-enyere ndị mmadụ aka ịmụpụta nwa ọsịịsọ.

It helps people deliver quickly.

Ọ ga-amụputa nwa ngwa ngwa.

Ọ ga-amụputa nwa ngwa ngwa.

She will deliver quickly.

Eji m ego o nyere m amụpụta uru.

Eji m ego o nyere m amụpụta uru.

I use the money he gave me to produce profit.

Ọ na-amụpụta nwa n'ụlọọgwụ ugbua.

Ọ na-amụpụta nwa n'ụlọọgwụ ugbua.

She is being delivered of a baby now at the hospital.

Gịnị ka ọ mụpụtara?

Gịnị ka ọ mụpụtara?

What did she give birth to?

Zuo ike, ị mụpụtala ụmụaka.

Zuo ike, ị mụpụtala ụmụaka.

Rest, you have produced helpers

mükwó

mụkwo

Wordmụkwo
Definitions

Active verb

1.give birth prematurely

Related Term
Word Stem

Examples

Onye mere ihe a ga-amụkwo nnwa ma ọ bụrụ na ọ rioghi mgbaghara.

Onye mere ihe a ga-amụkwo nnwa ma ọ bụrụ na ọ rioghi mgbaghara.

Whoever did this will have a premature delivery if she does not ask for forgiveness.

Achọghị m ịmụkwo nwa.

Achọghị m ịmụkwo nwa.

I do not want to give birth prematurely.

Ọ na-amụkwo nnwa oge ọbụla ọ tụụrụ ime.

Ọ na-amụkwo nnwa oge ọbụla ọ tụụrụ ime.

She gives birth prematurely every time she gets pregnant.

Ịmụkwo nnwa abụghị ezigbo ihe.

Ịmụkwo nnwa abụghị ezigbo ihe.

Premature birth is not a good thing.

Atụrụ a mụkworo nwa.

Atụrụ a mụkworo nwa.

This sheep had abortion.

Ọ na-amụkwokarị nwa.

Ọ na-amụkwokarị nwa.

She usually gives birth prematurely.

Ọ mụkworo nnwa n'ụtụtụ.

Ọ mụkworo nnwa n'ụtụtụ.

She gave birth prematurely in the morning.

mụ

Wordmụ
Definitions

Active verb

1.give birth (to a human being or an animal)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ekwem mụrụ m.

Ekwem mụrụ m.

Ekwem gave birth to me.

Ịmụ nnwa na-esiri ya ike.

Ịmụ nnwa na-esiri ya ike.

She is finding it difficult to birth a child.

Ọ maghị mgbe o ji mụọ nnwa.

Ọ maghị mgbe o ji mụọ nnwa.

She did not know when she gave birth.

Ọ mụrụ nnwa ụnyaahụ.

Ọ mụrụ nnwa ụnyaahụ.

She gave birth to a baby yesterday.

ǫmümü

ọ̀mụmụ

Wordọ̀mụmụ
Definitions

Noun

1.birth; the act of bringing offspring into the world

2.birthing; the act of giving birth

Related Term
Word Stem

Examples

Taa bụ ncheta ụbọchị ọmụmụ m.

Taa bụ ncheta ụbọchị ọmụmụ m.

Today is the day of remembrance of my birth.

Ọmụmụ ya eteghị aka.

Ọmụmụ ya eteghị aka.

His birthing did not last long.

mü ńnwá

mụ n̄nwā

Wordmụ n̄nwā
Definitions

Active verb

1.to birth a child; give birth; put to bed; deliver a b

Variationsmụ nwa
Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ na-amasị ọtụtụ ụmụnwaanyị ịmu nnwa amụ karịa ikupụta ha nnwa n'afọ.

Ọ na-amasị ọtụtụ ụmụnwaanyị ịmu nnwa amụ karịa ikupụta ha nnwa n'afọ.

Many women prefer to give birth rather than having CS.

Mụọ nnwa lọta n'ụlọ!

Mụọ nnwa lọta n'ụlọ!

Give birth and return home!

Onye mụrụ nnwa a?

Onye mụrụ nnwa a?

Who gave birth to this child?

Ewu a na-achọ ịmụ nnwa.

Ewu a na-achọ ịmụ nnwa.

This goat is about to deliver.

Nwunye ya mụrụ nnwa n'abalị.

Nwunye ya mụrụ nnwa n'abalị.

His wife was delivered of a child last night.

Nwunye ya na-amụ nnwa n'ime ụlọ ọgwụ ugbua.

Nwunye ya na-amụ nnwa n'ime ụlọ ọgwụ ugbua.

His wife is being delivered of a child inside the hospital now.

Ọ na-amụ nnwa ka ụmụnwaanyị ndị Hibru.

Ọ na-amụ nnwa ka ụmụnwaanyị ndị Hibru.

She delivers like the Hebrew women.

Nwanne m nwaanyị ga-amụ nnwa echi.

Nwanne m nwaanyị ga-amụ nnwa echi.

My sister will be delivered of a child tomorrow

ǫmügwǫ

ọ̀mụgwọ̀

Wordọ̀mụgwọ̀
Definitions

Noun

1.a three-month exclusive care period for a woman that gave birth

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ na-ezu ike oge ọ nọ ọmụgwọ.

Nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ na-ezu ike oge ọ nọ ọmụgwọ.

A woman who gives birth newly rests during the period of omugwo.

Di m zụtara nne m ihe o jiri laa ọmụgwọ.

Di m zụtara nne m ihe o jiri laa ọmụgwọ.

My husband bought item for my mother while going back from ọmụgwọ.

Ọmụgwọ bụ okenọọrụ nne nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ.

Ọmụgwọ bụ okenọọrụ nne nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ.

Omugwo is the responsibility of the mother of the woman that gave birth newly.

Onye nne ọbụla na-enwe mmasị ịga ọmụgwọ.

Onye nne ọbụla na-enwe mmasị ịga ọmụgwọ.

Every mother likes to go for omugwo.

Ahụ bidoro ya mgbe ọ bịara ọmụgwọ.

Ahụ bidoro ya mgbe ọ bịara ọmụgwọ.

She fell sick when she came for ọmụgwọ.

Nkea bụ ọmụgwọ nke atọ ọ gara.

Nkea bụ ọmụgwọ nke atọ ọ gara.

This is the third ọmụgwọ she went to.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.