Nkọwa okwu logo
Beta

bìnyé áká

bìnye akā

Wordbìnye akā
Definitions

Active verb

1.sign; vote

Variationsbi aka
Related Terms
Word Stems

Examples

Biko, binye aka ebe a.

Biko, binye aka ebe a.

Please sign here.

Anyị ga-ebinyere Pita Obi aka.

Anyị ga-ebinyere Pita Obi aka.

We will vote for Peter Obi.

Ebee ka anyị ga-ebinye aka?

Ebee ka anyị ga-ebinye aka?

Where shall we vote?

Echi ka m ga-ebinye aka n'akwụkwọ ahụ o wetara.

Echi ka m ga-ebinye aka n'akwụkwọ ahụ o wetara.

I will sign the documents she brought tomorrow.

Emeka achọghị ibinye aka n'akwụkwọ e nyere ya.

Emeka achọghị ibinye aka n'akwụkwọ e nyere ya.

Emeka does not want to sign on the document he was given.

O binyere aka n'akwụkwọ ahụ ozugbo.

O binyere aka n'akwụkwọ ahụ ozugbo.

She signed the document immediately.

Ọ dị mma ibinyere ezigbo mmadụ aka.

Ọ dị mma ibinyere ezigbo mmadụ aka.

It is good to vote for a good person.

Chika na-ebinye aka n'akwụkwọ ahụ ugbu a.

Chika na-ebinye aka n'akwụkwọ ahụ ugbu a.

Chika is signing that document now.

bįànyè

bị̀ànyè

Wordbị̀ànyè
Definitions

Active verb

㢪角

1.imprint

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Where will we fingerprint?

Ọ na-abịanye aka mgbe m batara.

Ọ na-abịanye aka mgbe m batara.

He was fingerprinting when I came in.

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Where will we fingerprint?

Bịanyee aka ebe a.

Bịanyee aka ebe a.

Fingerprint here.

Ha bịanyere aka n'akwụkwọ ahụ.

Ha bịanyere aka n'akwụkwọ ahụ.

They fingerprinted on that book.

Onye abịanyekwala aka ebe a.

Onye abịanyekwala aka ebe a.

Nobody should fingerprint here.

Ịbịanye aka ga-aka mma.

Ịbịanye aka ga-aka mma.

To fingerprint will be better.

Ọ na-abịanye aka ebe masiri ya.

Ọ na-abịanye aka ebe masiri ya.

He fingerprints wherever he likes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.