Nkọwa okwu logo
Beta

bìnyè

bìnyè

Wordbìnyè
Definitions

Active verb

歳角

1.lend (especially money)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ebinyere m ya ego n'afọ gara aga.

Ebinyere m ya ego n'afọ gara aga.

I lent her money last year.

I jekwuru ya, ọ ga-ebinye gị ego.

I jekwuru ya, ọ ga-ebinye gị ego.

If you meet him, he will lend you money.

Ọ dịghị mfe ibinye mmadụ ego ugbu a.

Ọ dịghị mfe ibinye mmadụ ego ugbu a.

It is not easy to lend money to someone now.

Ha na-ebinye ndị mmadụ ego.

Ha na-ebinye ndị mmadụ ego.

They lend money to people.

Ọ chọghị ibinye anyị akwụkwọ ya.

Ọ chọghị ibinye anyị akwụkwọ ya.

He does not want to lend us his book.

Ụjọ na-atụ m ibinye ya ego.

Ụjọ na-atụ m ibinye ya ego.

I am scared of lending him money

O binyere m nnukwu ego.

O binyere m nnukwu ego.

He lent me a huge amount of money.

Achọghị m ibinye ya ego.

Achọghị m ibinye ya ego.

I do not want to lend him money.

Ọ ga-ebinye m ego.

Ọ ga-ebinye m ego.

She will lend me money.

bįànyè

bị̀ànyè

Wordbị̀ànyè
Definitions

Active verb

㢪角

1.imprint

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Where will we fingerprint?

Ọ na-abịanye aka mgbe m batara.

Ọ na-abịanye aka mgbe m batara.

He was fingerprinting when I came in.

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Ebee ka anyị ga-abịanye aka?

Where will we fingerprint?

Bịanyee aka ebe a.

Bịanyee aka ebe a.

Fingerprint here.

Ha bịanyere aka n'akwụkwọ ahụ.

Ha bịanyere aka n'akwụkwọ ahụ.

They fingerprinted on that book.

Onye abịanyekwala aka ebe a.

Onye abịanyekwala aka ebe a.

Nobody should fingerprint here.

Ịbịanye aka ga-aka mma.

Ịbịanye aka ga-aka mma.

To fingerprint will be better.

Ọ na-abịanye aka ebe masiri ya.

Ọ na-abịanye aka ebe masiri ya.

He fingerprints wherever he likes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.