ìjèrìgà
ìjèrìgà
Word | ìjèrìgà |
Definitions | Number 1.billions |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Igwuru ndị ahụ bịara n'ijeriga.
Igwuru ndị ahụ bịara n'ijeriga.
The locusts came in billions.
ìjèrì
ìjèrì
Word | ìjèrì |
Definitions | Number 早 1.billion |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gọọmentị ji ihe ruru ijeri naịra abụọ ruo okporụụzọ ahụ.
Gọọmentị ji ihe ruru ijeri naịra abụọ ruo okporụụzọ ahụ.
Government used up to five billion naira to build that road.
Kemgbe a mụrụ ya, o metubeghị otu nde aka ya fọdụzịa otu ijeri.
Kemgbe a mụrụ ya, o metubeghị otu nde aka ya fọdụzịa otu ijeri.
Since he was born, he has never touched a million let alone a billion.
Ọ pụtara ijeri ole?
Ọ pụtara ijeri ole?
Is it how many billions?
Ijeri mmadụ bịara.
Ijeri mmadụ bịara.
A billion persons came.
Ọ dị n'ijeri n'ijeri.
Ọ dị n'ijeri n'ijeri.
It is in billions.
Anwụnta ahụ ruru otu ijeri.
Anwụnta ahụ ruru otu ijeri.
The mosquitos are up to a billion.
Ọ zụrụ ụlọ ahụ ijeri naịra abụọ.
Ọ zụrụ ụlọ ahụ ijeri naịra abụọ.
He bought that house two billion naira.