bìgbǫ
bìgbọ̀
Word | bìgbọ̀ |
Definitions | Active verb 原弧 1.shout down; bawl at |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Bigbọọ nwata ahụ na-akpa aghara.
Bigbọọ nwata ahụ na-akpa aghara.
Shout at that child causing chaos.
Idika na-ebigbo ka agụ.
Idika na-ebigbo ka agụ.
Idika growls like a tiger.
Onye sịrị gị bigbọọ?
Onye sịrị gị bigbọọ?
Who asked you to bawl?
Onyema bigbọrọ n'iwe.
Onyema bigbọrọ n'iwe.
Onyema shouted in anger.
Ị chọrọ ibigbọ m?
Ị chọrọ ibigbọ m?
Do you want to shout down at me?
Onyenkụzi m bigbọrọ m.
Onyenkụzi m bigbọrọ m.
My teacher shouted down at me.
Nwaanyị onyeara ahụ ga-ebigbo gị ma isi ebe ahụ gafee.
Nwaanyị onyeara ahụ ga-ebigbo gị ma isi ebe ahụ gafee.
That mad woman will shout down at you if you pass through that place.
Onye ka ị na-ebigbo?
Onye ka ị na-ebigbo?
Who are you shouting down at?
dékpó
dekpo
Word | dekpo |
Definitions | Active verb 1.roar |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Mgbe ọdụm dekporo, ụmụ anụ ndị ọzọ gbalagara.
Mgbe ọdụm dekporo, ụmụ anụ ndị ọzọ gbalagara.
When the lion roared, other animals ran away.
Ebe niile deere jụụ ka ndịagha ahụ na-edekpo ka ọdụm agụrụ na-agụ.
Ebe niile deere jụụ ka ndịagha ahụ na-edekpo ka ọdụm agụrụ na-agụ.
Everywhere was calm as the soldiers were roaring like hungry lion.
Ọdụm na-edekpo kemgbe abalị.
Ọdụm na-edekpo kemgbe abalị.
The lion has been roaring since night.
Ọdụm na-edekpo n'ime ọhịa.
Ọdụm na-edekpo n'ime ọhịa.
The lion roars in the jungle.
Ọ na-edekpo ka ọdụm.
Ọ na-edekpo ka ọdụm.
He roars like the lion.
Anyị na-edekpo ka ọdụm.
Anyị na-edekpo ka ọdụm.
We are roaring like a lion.
Ọdụm ahụ dekporo abalị niile.
Ọdụm ahụ dekporo abalị niile.
The lion roared all night.
Agụ na-edekpo.
Agụ na-edekpo.
The tiger is roaring.
Ọ na-edekpo edekpo.
Ọ na-edekpo edekpo.
It is roaring.
Ọdụm ahụ dekporo mgbe ọ hụrụ dinta.
Ọdụm ahụ dekporo mgbe ọ hụrụ dinta.
That lion roared when it saw the hunter.
Ama m na ọ ga-edekpo.
Ama m na ọ ga-edekpo.
I know that it will roar.
Ị chọrọ idekpo ka ọdụm?
Ị chọrọ idekpo ka ọdụm?
Do you want to roar like the lion?
Ọdụm ahụ dekporo abalị niile.
Ọdụm ahụ dekporo abalị niile.
The lion roared all night.
Ọdụm ahụ dekporo mgbe ọ hụrụ dinta.
Ọdụm ahụ dekporo mgbe ọ hụrụ dinta.
That lion roared when it saw the hunter.
Anyị na-edekpo ka ọdụm.
Anyị na-edekpo ka ọdụm.
We are roaring like a lion.
Ọ na-edekpo edekpo.
Ọ na-edekpo edekpo.
It is roaring.
Ị chọrọ idekpo ka ọdụm?
Ị chọrọ idekpo ka ọdụm?
Do you want to roar like the lion?
Ama m na ọ ga-edekpo.
Ama m na ọ ga-edekpo.
I know that it will roar.
Agụ na-edekpo.
Agụ na-edekpo.
The tiger is roaring.