Nkọwa okwu logo
Beta

èsèmókwú

èsèmokwu

Wordèsèmokwu
Definitions

Noun

1.quarrel; dispute; bickering (-sè draw, pull)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Esemokwu bụ mmehie.

Esemokwu bụ mmehie.

Quarrel is a sin.

Esemokwu na-ebute ọnwụ ụfọdụ oge.

Esemokwu na-ebute ọnwụ ụfọdụ oge.

Quarrels brings death sometimes.

Achọghị m esemokwu ebe a.

Achọghị m esemokwu ebe a.

I do not want quarrel here.

Onye gwara gị na ha nwere esemokwu n'etiti onwe ha?

Onye gwara gị na ha nwere esemokwu n'etiti onwe ha?

Who told you that they have a dispute between them?

Esemokwu dị n'etiti Ndụka na Ndidi.

Esemokwu dị n'etiti Ndụka na Ndidi.

There is quarrel between Ndụka and Ndidi.

Ha nọ n'esemokwu.

Ha nọ n'esemokwu.

There are in dispute.

Anyị nwere esemokwu ala.

Anyị nwere esemokwu ala.

We have a land dispute.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.