bìbù
bìbù
| Word | bìbù |
| Definitions | Adverb 1.formerly or used to live somewhere |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Dọkịnta ahụ bibu n'ụlọ Emeka.
Dọkịnta ahụ bibu n'ụlọ Emeka.
That doctor used to live in Emeka's house.
Anyị na ụkọchukwu anyị bibu.
Anyị na ụkọchukwu anyị bibu.
We formerly lived with our priest.
Ebe o bibu ka mma karịa ebe nke a.
Ebe o bibu ka mma karịa ebe nke a.
Where he used to live is better than this one.
Anyị na-ejere ya ozi mgbe o bibu n' ụlọ ha.
Anyị na-ejere ya ozi mgbe o bibu n' ụlọ ha.
We used to run errands for him when he was living in thier house
Naanị onye bibu ebe ahụ ga-akọwa etu ha si akpa agwa.
Naanị onye bibu ebe ahụ ga-akọwa etu ha si akpa agwa.
It is someone that formerly lives there can explain how they behave.
A na-arụgharị ụlọ ahụ anyị bibu.
A na-arụgharị ụlọ ahụ anyị bibu.
They are renovating the house we formerly lived.
Onye bibu ebea bụ onye ọgwụego.
Onye bibu ebea bụ onye ọgwụego.
The person that lived here before is a money ritualist.
Ọ gara n'ụlọ ahụ Ada bibu mana ọ hụghị ya.
Ọ gara n'ụlọ ahụ Ada bibu mana ọ hụghị ya.
He went to that house Ada used to live but he didn't see her.
Erela ụlọ ahụ anyị bibu.
Erela ụlọ ahụ anyị bibu.
That house we used to live has been sold.
O bibu ebea.
O bibu ebea.
He lived here before.
Ha bibu n'ụlọ anyị.
Ha bibu n'ụlọ anyị.
They used to live in our house.
Kwuo ebe i bibu.
Kwuo ebe i bibu.
Say where you used to live
Ebe a ka Emeka bibu.
Ebe a ka Emeka bibu.
This is where Emeka used to live.
Onye bibu ebe a?
Onye bibu ebe a?
Who used to live here?
Ndụka bibu n'ụlọ m.
Ndụka bibu n'ụlọ m.
Ndụka used to live in my house.
Oke bibu n'ọnụ a.
Oke bibu n'ọnụ a.
A rat used to live in this hole.
Ebibu m n'ogbe a.
Ebibu m n'ogbe a.
I used to live on this street.
Ebuka bibu n'ụlọ elu.
Ebuka bibu n'ụlọ elu.
Ebuka used to live in an upstairs.
Kedụ ebe i bubu?
Kedụ ebe i bubu?
Where do you formerly live?
Ama m ndị bibu n'ụlọ a.
Ama m ndị bibu n'ụlọ a.
I know the people that used to live in this building.