bìlì
bìlì
Word | bìlì |
Definitions | Active verb 右結 1.get up; resurrect |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Bilie nu!
Bilie nu!
All stand!
Ha na-ebili oge ọbuḷa onye ụkọchukwu batara n'ụlọụka
Ha na-ebili oge ọbuḷa onye ụkọchukwu batara n'ụlọụka
They get up whenever the priest enters the church
I biliri n'oge ka i sie nri
I biliri n'oge ka i sie nri
You got up early to cook food
Ha biliri kụọrọ ya aka mgbe ọ batara.
Ha biliri kụọrọ ya aka mgbe ọ batara.
They got up and clapped for her when she entered.
Ibili buuru Ada nnukwu ọrụ kemgbe ọgbajiri ụkwụ.
Ibili buuru Ada nnukwu ọrụ kemgbe ọgbajiri ụkwụ.
To stand up is a big work for Ada since she broke her legs.
Ibili bụụrụ Ada nnukwu ọrụ kemgbe ọ gbajiri ụkwụ.
Ibili bụụrụ Ada nnukwu ọrụ kemgbe ọ gbajiri ụkwụ.
To stand up is difficult for Ada since she broke her legs.
I biliri n'oge ka i sie nri.
I biliri n'oge ka i sie nri.
You got up early to cook food.
Ha biliri, kụọrọ ya aka mgbe ọ batara.
Ha biliri, kụọrọ ya aka mgbe ọ batara.
They got up and clapped for her when she entered.
Ha na-ebili oge ọbula onye ụkọchukwu batara n'ụlọụka
Ha na-ebili oge ọbula onye ụkọchukwu batara n'ụlọụka
They get up whenever the priest enters the church
Bilie nu!
Bilie nu!
All stand!
O biliri ọtọ.
O biliri ọtọ.
She stood up.
Anyị ga-ebili ọtọ ma ọ pụọ.
Anyị ga-ebili ọtọ ma ọ pụọ.
We will stand up when he leaves.
Ọ na-ebili ọtọ.
Ọ na-ebili ọtọ.
She is standing up.
kùlí
kùli
Word | kùli |
Definitions | Active verb 1.arise, especially to a call; lift up; rise; get up |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị ga-ekuli wee kelee eze.
Anyị ga-ekuli wee kelee eze.
We shall rise to great the king.
Anyị agaghị ekuli.
Anyị agaghị ekuli.
We will not get up.
Anyị ga-ekuli, za oku obodo anyị.
Anyị ga-ekuli, za oku obodo anyị.
We shall arise and answer the call of our country.
Kedu mgbe i kuliri?
Kedu mgbe i kuliri?
When did you arise?
Si ebe ahụ kulie.
Si ebe ahụ kulie.
Stand up from there.
kélí
keli
Word | keli |
Definitions | Active verb 1.have erection; penile erection; penile tumescence |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amụ ya anaghị ekeli ekeli.
Amụ ya anaghị ekeli ekeli.
He does not have erection.
Amụ na-ekeli Ugoo mgbe ọbụla ọ hụrụ nwaanyị mara mma.
Amụ na-ekeli Ugoo mgbe ọbụla ọ hụrụ nwaanyị mara mma.
Ugoo usually have erection whenever he sees a beautiful girl.
Amụ ya ga-ekeli ugbua.
Amụ ya ga-ekeli ugbua.
His will have a penile erection.
Ọ bụrụ na amụ a kelie, ọ ga-awụ gị.
Ọ bụrụ na amụ a kelie, ọ ga-awụ gị.
When this penis is erect, you will be amazed.
Amu ya na-ekeli oge niile.
Amu ya na-ekeli oge niile.
He usually has a penile erection.
Amụ Uche keliri ozugbo ọ nụrụ olu Ijeọma.
Amụ Uche keliri ozugbo ọ nụrụ olu Ijeọma.
Uche had erection immediately he heard Ijeọma's voice.