Nkọwa okwu logo
Beta

bì égó

bì ego

Wordbì ego
Definitions

Active verb

1.borrow money; loan money

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha biriri ụlọ akụ ego.

Ha biriri ụlọ akụ ego.

They borrowed money from the bank.

Nkechi na-ebi ego nnukwu.

Nkechi na-ebi ego nnukwu.

Nkechi borrows a lot.

Nna gị biiri ego n'aka Obinna.

Nna gị biiri ego n'aka Obinna.

Your father borrowed money from Obinna.

Gịnị mere ị ji ebi ego etu a?

Gịnị mere ị ji ebi ego etu a?

Why are you borrowing money like this?

Jee bie ego wee kwụọ ụgwọ akwụkwọ gị.

Jee bie ego wee kwụọ ụgwọ akwụkwọ gị.

Go borrow money to pay your school fees.

Ọ na-ebi ego ahụ mgbe m kpọrọ ya.

Ọ na-ebi ego ahụ mgbe m kpọrọ ya.

He was borrowing that money when I called him.

Ejiọfọ na-ebi ego kwa ụbọchị.

Ejiọfọ na-ebi ego kwa ụbọchị.

Ejiọfọ borrows everyday.

Adaakụ biriri ego n'aka m.

Adaakụ biriri ego n'aka m.

Adaaku borrowed money from me.

Emeka ga-ebi ego wee kwụọ ụgwọ akwụkwọ ya.

Emeka ga-ebi ego wee kwụọ ụgwọ akwụkwọ ya.

Emeka will borrow money to pay his school fees.

Nna gị gara bie ego n'aka Obinna.

Nna gị gara bie ego n'aka Obinna.

Your father went and borrowed money from Obinna.

Ibi ego abụghị agwa ọma.

Ibi ego abụghị agwa ọma.

Borrowing money is not a healthy attitude.

Gaa, biri ego.

Gaa, biri ego.

Go and borrow money.

Adaakụ na-ebi ego nnukwu.

Adaakụ na-ebi ego nnukwu.

Adaaku borrows money a lot.

Achọghị m ibi ego n'ọnwa a.

Achọghị m ibi ego n'ọnwa a.

I do not want to borrow money this month.

Emeka ga-ebi ego wee laa ụlọ.

Emeka ga-ebi ego wee laa ụlọ.

Emeka will borrow money to travel home.

gbá ḿbìbì

gba mbìbì

Wordgba mbìbì
Definitions

Active verb

1.borrow; go about borrowing

Related Term
Word Stem

Examples

Onye gbara mbibi ego?

Onye gbara mbibi ego?

Who went borrowing?

Ụmụ ya gara ịgba mbibi ego maka ịkwa nne ha.

Ụmụ ya gara ịgba mbibi ego maka ịkwa nne ha.

His children went borrowing money for their mother's burial.

I nweghị ego, gaa gbaa mbibi.

I nweghị ego, gaa gbaa mbibi.

If you dont have money, go and borrow.

Achọghị m ịgba mbibi ego.

Achọghị m ịgba mbibi ego.

I do not want to go borrowing.

Ndị na-azụ ahịa na-agba mbibi ego

Ndị na-azụ ahịa na-agba mbibi ego

Traders usually go borrowing.

Nne ya ga-agba mbibi ego.

Nne ya ga-agba mbibi ego.

His mother will go and borrow money.

Oge niile ka Emeka na-agba mbibi ego.

Oge niile ka Emeka na-agba mbibi ego.

Emeka borrows money all the time.

Ọ gbara mbibi ego maka ịzụ ụgbọala.

Ọ gbara mbibi ego maka ịzụ ụgbọala.

He borrowed money to buy a car.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.