Nkọwa okwu logo
Beta

bérì

berì

Wordberì
Definitions

Active verb

1.cut into small pieces

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Achọrọ m iberi anụ m ga-enye nwa nkịta.

Achọrọ m iberi anụ m ga-enye nwa nkịta.

I want to cut, into small pieces, the meat I will give to the puppy.

Achọghị nke ebiriri.

Achọghị nke ebiriri.

I don't want the one that had been cut in pieces.

Ọ na-eberi ya mgbe m bịara.

Ọ na-eberi ya mgbe m bịara.

He was cutting it in pieces when I came.

Kedụ mgbe i beriri anụ a?

Kedụ mgbe i beriri anụ a?

When did you cut this meat into small pieces.

Berie anụ a kịrịkịrị.

Berie anụ a kịrịkịrị.

Cut this meat into small pieces.

Ọ bụ Emeka na-eberi anụ.

Ọ bụ Emeka na-eberi anụ.

It is Emeka that cuts meat in pieces.

Gịnị mere ị ji eberi ihe ahụ?

Gịnị mere ị ji eberi ihe ahụ?

Why are you cutting that thing in pieces?

Nna m na nwanne m nwoke na-eberi anụ ahụ n'ezi.

Nna m na nwanne m nwoke na-eberi anụ ahụ n'ezi.

My father and brother are cutting the meat into small pieces.

Olee onye ga-eberi azụ a?

Olee onye ga-eberi azụ a?

Who is going to cut this fish into pieces?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.