Nkọwa okwu logo
Beta

bà úrù

bà urù

Wordbà urù
Definitions

Active verb

真誕

1.be useful, profitable, beneficial, valuable, or important;

2.be of value to others; be responsible

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ka nwata a baa uru.

Achọrọ m ka nwata a baa uru.

I want this child to be useful.

Erela ụlọ gị ahụ, ọ ga-aba uru na nsonso.

Erela ụlọ gị ahụ, ọ ga-aba uru na nsonso.

Don't sell that your house, it will be useful soon.

Ụgbaala gị ahụ na-aba uru n'ụlọ anyị ugbua.

Ụgbaala gị ahụ na-aba uru n'ụlọ anyị ugbua.

That your car is being useful in our house now.

Nwa m bara uru.

Nwa m bara uru.

My child is responsible.

Anyị ga-abara ha uru n'akwamozu a.

Anyị ga-abara ha uru n'akwamozu a.

We will be useful to them in this burial.

Mee ya ka ọ baa uru.

Mee ya ka ọ baa uru.

Make it to be useful.

Mmadụ dị mma ịba uru.

Mmadụ dị mma ịba uru.

One needs to be useful.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.