bé
be
Word | be |
Definitions | Active verb 干 1.cry out; make a non worded sound (especially like a baby or an animal) 2.make a sound, like an alarm |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-ebe ka ewu.
Ọ na-ebe ka ewu.
He is crying like a goat.
O bere n'oke olu.
O bere n'oke olu.
She cried out in a loud voice.
Ọ na-ebe ka mgbaama.
Ọ na-ebe ka mgbaama.
It sounds like an alarm.
Nwata ahụ ga-ebe akwa ma ị hapụ ya.
Nwata ahụ ga-ebe akwa ma ị hapụ ya.
That child will cry if you leave him.
bè
bè
Word | bè |
Definitions | Active verb 緻 1.perch; settle (of bird) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Aga m egbu ọkụkọ a ma o bee n'elu akwa ndina m.
Aga m egbu ọkụkọ a ma o bee n'elu akwa ndina m.
I will kill this chicken if it perches on my bed.
Ọkụkọ ahụ bee na ya, ọ ga-emebi.
Ọkụkọ ahụ bee na ya, ọ ga-emebi.
If the fowl perches on it, it will spoil.
Nnụnụ na-ebe na ya oge niile.
Nnụnụ na-ebe na ya oge niile.
Birds always perch on it.
Ọ ga-ebe n'elu osisi a.
Ọ ga-ebe n'elu osisi a.
It will perch on this tree.
Ulukuruụbụba ga-ebe n'okoko ndịa.
Ulukuruụbụba ga-ebe n'okoko ndịa.
Butterfly will perch on these flowers.
bé
be
Word | be |
Definitions | Active verb 1.cry; make a sound to communicate emotions or as a signal; wail; howl |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ị ga-ebe akwa ugbu a.
Ị ga-ebe akwa ugbu a.
You will cry now.
Bee akwa ma rịọ mgbaghara.
Bee akwa ma rịọ mgbaghara.
Cry and beg for forgiveness.
Ọ na-ebe ube ka nwamba.
Ọ na-ebe ube ka nwamba.
It cries like a cat.
Uju bere akwa taata.
Uju bere akwa taata.
Uju cried today.
Ọ ga-ebe akwa ma i weta ụtarị.
Ọ ga-ebe akwa ma i weta ụtarị.
He will cry if you bring the cane.
O bere nnukwu akwa.
O bere nnukwu akwa.
She cries heavily.
Onye na-ebe akwa?
Onye na-ebe akwa?
Who is crying?
bè
bè
Word | bè |
Definitions | Active verb 1.cut; slice |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Achọrọ m ibe anụ.
Achọrọ m ibe anụ.
I want to cut meat.
A gwara ya bee anụ ahụ okpotokpo.
A gwara ya bee anụ ahụ okpotokpo.
He was told to cut meat to big lumps.
Bee akwụkwọ nri a kịrịkịrị.
Bee akwụkwọ nri a kịrịkịrị.
Cut the vegetable into tiny pieces.
O bere ogodo dị iche iche n'ahịa.
O bere ogodo dị iche iche n'ahịa.
She cut many wrappers in the market.
Ejike na-ebe anụ ehi.
Ejike na-ebe anụ ehi.
Ejike is cutting beef.
Ahụrụ m ka ọ na-ebe osisi ahụ.
Ahụrụ m ka ọ na-ebe osisi ahụ.
I saw him cutting that tree.
Gịnị bere gị n'aka.
Gịnị bere gị n'aka.
What cut your hand?
Ọ bịara bee m mma.
Ọ bịara bee m mma.
He came and cut me with a knife.
Ị chọrọ ibe m mma?
Ị chọrọ ibe m mma?
Do you want to cut me?
Ụfọdụ na-ebe nkịta ha ọdụ.
Ụfọdụ na-ebe nkịta ha ọdụ.
Some cut the tail of their dogs.
Bee ya obere.
Bee ya obere.
Cut it a little.
Gbamgbam ahụ ga-ebe gị n'ụkwụ.
Gbamgbam ahụ ga-ebe gị n'ụkwụ.
That aluminum will cut your leg.
Gịnị mere ị ji ebe ihe ahụ etu ahụ.
Gịnị mere ị ji ebe ihe ahụ etu ahụ.
Why are you cutting that thing like that?
bè
bè
Word | bè |
Definitions | Active verb 1.cut (something) |
Variations | bèe |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
O na-ebe ji n'usekwu.
O na-ebe ji n'usekwu.
He is cutting yam in the kitchen
Anyị ga-ebe anụ ahụ echi.
Anyị ga-ebe anụ ahụ echi.
We will cut the meat tomorrow.
Obinna bere anụ ehi ahụ nke ọma.
Obinna bere anụ ehi ahụ nke ọma.
Obinna cut the beef well.
Bee oroma ahụ ka anyị rachaa.
Bee oroma ahụ ka anyị rachaa.
Cut the orange let us eat.
bè
bè
Word | bè |
Definitions | Active verb 1.cut (something) |
Variations | bèe |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
No examples