Beta

ígēdē

igēdē

Wordigēdē
Definitions

Noun

1.bench [a long wooden seat]

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Arahụrụ m n'elu igede.

Arahụrụ m n'elu igede.

I slept on the bench.

Igede anyị gbajiri n'abalị.

Igede anyị gbajiri n'abalị.

Our bench broke last night.

Nna m nwere igede anọ.

Nna m nwere igede anọ.

My father has four benches.

Igede ndị ahụ bụ nke ndị otuọgbọ anyị.

Igede ndị ahụ bụ nke ndị otuọgbọ anyị.

Those benches are for our age grade group.