ǫgbö
ọ̀gbọ
Word | ọ̀gbọ |
Definitions | Noun 合 1.a person of the same age or belonging to the same age group; age mate |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gị na ndị ọgbọ gị soro bịa.
Gị na ndị ọgbọ gị soro bịa.
Come with your peers.
I chere na mụ na gị bụ ọgbọ?
I chere na mụ na gị bụ ọgbọ?
Do you think both of us are mates?
Esola ndị ọgbọ gị akpa ụdị ajọ agwa a.
Esola ndị ọgbọ gị akpa ụdị ajọ agwa a.
Don't follow your age mates to exhibit this bad behaviour.
Ndị ọgbọ anyị nwere nzukọ taa.
Ndị ọgbọ anyị nwere nzukọ taa.
Our mates have a meeting today.
Ọ bụ ọgbọ anyị ka a kpọrọ.
Ọ bụ ọgbọ anyị ka a kpọrọ.
It was our age mate they invited.
Kedụ aha ọgbọ unu?
Kedụ aha ọgbọ unu?
What is the name of your age grade?
Ọgbọ anyị nwere ego.
Ọgbọ anyị nwere ego.
Our age grade is rich.
Ọ bụ onye ọgbọ m.
Ọ bụ onye ọgbọ m.
He is my age mate.
íhéńkètá
ihenkèta
Word | ihenkèta |
Definitions | Noun 1.inheritance; share of asset belonging to someone, especially family |
Variations | ihe nkèta |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O nweghị ihenketa na ezinụlọ ha
O nweghị ihenketa na ezinụlọ ha
He has no inheritance in their family
ónyōóhí
onyoohi
Word | onyoohi |
Definitions | Noun 衣精 1.a person who steals things from people; a thief 2.someone that takes what does not belong to him |
Variations | onyeohi |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
E gburu onyoohi ahụ
E gburu onyoohi ahụ
That thief was killed
E jidela onyoohi mabatara n'ụlọ ya.
E jidela onyoohi mabatara n'ụlọ ya.
The thief who broke into his house has been caught.
onyoohi zuuru ụgbọala nwoke ahụ.
onyoohi zuuru ụgbọala nwoke ahụ.
a thief stole the man's car.
ńtütųáká
ntụtụ̀akā
Word | ntụtụ̀akā |
Definitions | Noun 㮗痕痕稼 1.the habit of secretly taking things of low value that belong to someone else; pilfering; kleptomania |
Variations | ntụtụ̀ akā |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Amaghị m na ọ na-eme ntụtụaka.
Amaghị m na ọ na-eme ntụtụaka.
I did not know he pilfers.
Ọ na-ewute m na enyi m na-eme ntụtụaka.
Ọ na-ewute m na enyi m na-eme ntụtụaka.
I feel bad that my friend pilfers.
E ji ntụtụaka wee mara ezinụụlọ ahụ.
E ji ntụtụaka wee mara ezinụụlọ ahụ.
That family is known for pilfering.
Ọ bụ onye ntụtụaka.
Ọ bụ onye ntụtụaka.
She is a kleptomeniac.
Ntụtụaka na ohi bụ otu.
Ntụtụaka na ohi bụ otu.
Pilfering and stealing are the same.
Nne ya na-eme ntụtụaka.
Nne ya na-eme ntụtụaka.
His mother plifers.
Ntụtụaka amarala ya ahụ
Ntụtụaka amarala ya ahụ
She is used to plifering.
rí égó
ri egō
Word | ri egō |
Definitions | Active verb 1.spend money; to steal or misappropriate money belonging to an organization or company; embezzle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị riri ego na mmemme ahụ.
Anyị riri ego na mmemme ahụ.
We spent money on that occasion.
Uche anaghị eri ego ya eri.
Uche anaghị eri ego ya eri.
Uche does not like spending his money.
Amadị riri ego ụlọọrụ ha.
Amadị riri ego ụlọọrụ ha.
Amadi embezzled their company's money.
Njem ahụ riri anyị nnukwu ego.
Njem ahụ riri anyị nnukwu ego.
The trip cost us huge money.
àgbųrų
àgbụ̀rụ̀
Word | àgbụ̀rụ̀ |
Definitions | Noun 寀侍 1.race, the major groupings of mankind 2.ethnicity, ethnic group, the condition of belonging to a group with common lineage 3.specie, a group of animals with common features |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E nwere agbụrụ dị iche iche n'ụwa mana ihe kacha mkpa bụ na anyị niile bụ mmadụ.
E nwere agbụrụ dị iche iche n'ụwa mana ihe kacha mkpa bụ na anyị niile bụ mmadụ.
There are different races in the world but the most important thing is that we are all humans.
Esi m n'agbụrụ ndị Igbo.
Esi m n'agbụrụ ndị Igbo.
I am from the Igbo race/tribe.
Agbụrụ ọbụla nwere omenala ha.
Agbụrụ ọbụla nwere omenala ha.
Each tribe has its own customs.
Okoye achọghị ka nwa ya nwoke lụọ onye agbụrụ ọzọ.
Okoye achọghị ka nwa ya nwoke lụọ onye agbụrụ ọzọ.
Okoye does not want his son to marry from another race.
Olee agbụrụ o si na ya?
Olee agbụrụ o si na ya?
Is he from which tribe?
òbí
òbi
Word | òbi |
Definitions | Noun 葛 1.title of a king in Igbo land; central or most vital unit 2.palace; parlor; a building (in Igbo architecture) for gatherings especially belonging to a community or family |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
We gathered at the king's palace and discussed about the security of our community.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
We gathered at the king's palace and discussed about the security of our community.
èkòmékò
èkòmekò
Word | èkòmekò |
Definitions | Noun 1.sweet potato; edible dicotyledonous plant that belongs to the bindweed family |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Atara m azụ na ekomeko.
Atara m azụ na ekomeko.
I had fish and sweet potato.
E ji ekomeko emepụta ụdị nri dị ichiiche.
E ji ekomeko emepụta ụdị nri dị ichiiche.
Sweet potatoes are used for production of different types of food.
Ọtụtụ ndị ọruugbo na-akọ ekomeko.
Ọtụtụ ndị ọruugbo na-akọ ekomeko.
Many farmers cultivate sweet potato.
Atara m azụ na ekomeko.
Atara m azụ na ekomeko.
I had fish and sweet potato.
Nne m siri agwa na ekomeko.
Nne m siri agwa na ekomeko.
My mother cooked beans and potatoes.
Ọtụtụ ndị ọrụugbo na-akọ ekomeko.
Ọtụtụ ndị ọrụugbo na-akọ ekomeko.
Many farmers cultivate sweet potato.
E ji ekomeko emepụta ụdị nri dị ichiiche.
E ji ekomeko emepụta ụdị nri dị ichiiche.
Sweet potatoes are used for production of different types of food.