Nkọwa okwu logo
Beta

békàpų

bekàpụ̀

Wordbekàpụ̀
Definitions

Active verb

裾​柵​階​

1.cut off (with a knife or blade), especially in a careless manner

Related Term
Word Stem

Examples

Achọrọ m ibekapụ isi ji a.

Achọrọ m ibekapụ isi ji a.

I want to cut off the head of this yam.

Ndị ohi bekapụrụ igwe e ji jide ụzọ ahụ

Ndị ohi bekapụrụ igwe e ji jide ụzọ ahụ

The thieves cut out iron supporting the door.

A na-ebekapụ mkpịsịụkwụ ọkụkọ ma a na-abọ ya.

A na-ebekapụ mkpịsịụkwụ ọkụkọ ma a na-abọ ya.

The chicken nails are often cut off when slaughtering it.

Ibekapụ ụzọ a ga-eme ka ụlọ a daa.

Ibekapụ ụzọ a ga-eme ka ụlọ a daa.

Cutting out this door may result to the collapse of this building.

Bekapụ osisi a ka ọ ghara imerụ mmadụ ahụ.

Bekapụ osisi a ka ọ ghara imerụ mmadụ ahụ.

Cut out this stick so that it will not injure someone.

Kpọta onye ga-ebekapụ osisi a.

Kpọta onye ga-ebekapụ osisi a.

Get someone that will cut off this wood.

Bekàpụ ọnụ azịza a.

Bekàpụ ọnụ azịza a.

Cut off the tip of this broom.

Emeka na-ebekapụ aka akwa niile ọ zụtara.

Emeka na-ebekapụ aka akwa niile ọ zụtara.

Emeka is cutting of the sleeves of all the shirts he bought.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.