Nkọwa okwu logo
Beta

ḿgbáshïrïkö

mgbashịrịkọ

Wordmgbashịrịkọ
Definitions

Noun

1.a behavior or approach filled with lack of seriousness

Related Term
Word Stem

Examples

Egwu ha na-akụ bụ egwu mgbashịrịkọ.

Egwu ha na-akụ bụ egwu mgbashịrịkọ.

The music they play is a music that lacks seriousness.

Biko, anyị abịaghị mgbashịrịkọ ebe a.

Biko, anyị abịaghị mgbashịrịkọ ebe a.

Excuse me! We are not here for lack of seriousness.

Kedụ ụdị mgbashịrịkọ dị ihe a?

Kedụ ụdị mgbashịrịkọ dị ihe a?

What sort of lack of seriousness is this?

ákpárámáàgwà

akparamaàgwà

Wordakparamaàgwà
Definitions

Noun

1.conduct; behavior; character

Related Terms
Word Stems

Examples

Ada na-akpa agwa ọma.

Ada na-akpa agwa ọma.

Ada behaves well.

Azụnna gosịrị ezi akparamaagwa mgbe e nwere ya bụ nghọtahie.

Azụnna gosịrị ezi akparamaagwa mgbe e nwere ya bụ nghọtahie.

Azuuna displayed very good conduct during the misunderstanding.

Akparamaagwa ọ kpasoro m dị njọ.

Akparamaagwa ọ kpasoro m dị njọ.

Her behavior towards me was bad.

Akparaamaagwa Ada adịghị mma.

Akparaamaagwa Ada adịghị mma.

Ada's behavior is not good.

Azụnna gosịrị ezi akparamaagwa mgbe e nwere ya bụ nghọtahie.

Azụnna gosịrị ezi akparamaagwa mgbe e nwere ya bụ nghọtahie.

Azuuna displayed very good conduct during the misunderstanding.

Nna ya nwere ezi akparaamaagwa.

Nna ya nwere ezi akparaamaagwa.

His father is of good behaviour.

Ụdị akparamaagwa a ka m chọrọ.

Ụdị akparamaagwa a ka m chọrọ.

This type of behavior is what I want.

O nwere akparaamaagwa nne ya.

O nwere akparaamaagwa nne ya.

He has his mother's behaviour.

àgwà

àgwà

Wordàgwà
Definitions

Noun

1.behavior; character

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agwa ya adịghị mma.

Agwa ya adịghị mma.

His behavior is not good.

Biko, kụziere nwa gị ezi agwa.

Biko, kụziere nwa gị ezi agwa.

Please, teach your child good character.

Nke a bụkwa ajọ agwa! Emekwala ya ọzọ.

Nke a bụkwa ajọ agwa! Emekwala ya ọzọ.

This one is bad behaviour! Don't do it again.

E ji ajọ agwa mara nwaanyị ahụ.

E ji ajọ agwa mara nwaanyị ahụ.

That woman is known for bad behaviour.

Agwa ya kwesịrị nṅomi.

Agwa ya kwesịrị nṅomi.

Her behavior is worthy of emulation.

E ji ajọ agwa mara nwaanyị ahụ.

E ji ajọ agwa mara nwaanyị ahụ.

That woman is known for bad behaviour.

Agwa ya adịghị mma.

Agwa ya adịghị mma.

His behavior is not good.

Agwa ya masịrị mmadụ niile.

Agwa ya masịrị mmadụ niile.

Everybody like her behavior.

Nke a bụkwa ajọ agwa! Emekwala ya ọzọ.

Nke a bụkwa ajọ agwa! Emekwala ya ọzọ.

This one is bad behaviour! Don't do it again.

A hụrụ m ya n'anya maka agwa ya.

A hụrụ m ya n'anya maka agwa ya.

I love her because of her behavior.

Biko, kụziere nwa gị ezi agwa.

Biko, kụziere nwa gị ezi agwa.

Please, teach your child good character.

Kedụ ụdịrị agwa bụ nke a?

Kedụ ụdịrị agwa bụ nke a?

What type of behavior is this?

E ji ajọ agwa mara nwaanyị ahụ.

E ji ajọ agwa mara nwaanyị ahụ.

That woman is known for bad behaviour.

Kedụ ụdịrị agwa bụ nke a?

Kedụ ụdịrị agwa bụ nke a?

What type of behavior is this?

Agwa ya ajọka.

Agwa ya ajọka.

His behavior is terrible.

Agwa ya kwesịrị nṅomi.

Agwa ya kwesịrị nṅomi.

Her behavior is worthy of emulation.

Biko, kụziere nwa gị ezi agwa.

Biko, kụziere nwa gị ezi agwa.

Please, teach your child good character.

Nke a bụkwa ajọ agwa! Emekwala ya ọzọ.

Nke a bụkwa ajọ agwa! Emekwala ya ọzọ.

This one is bad behaviour! Don't do it again.

Agwa ya adịghị mma.

Agwa ya adịghị mma.

His behavior is not good.

Ọ naghị akpa agwa ka onye mara ihe.

Ọ naghị akpa agwa ka onye mara ihe.

He does not behave like a smart person.

Agwa ya masịrị mmadụ niile.

Agwa ya masịrị mmadụ niile.

Everybody like her behavior.

A hụrụ m ya n'anya maka agwa ya.

A hụrụ m ya n'anya maka agwa ya.

I love her because of her behavior.

örüsï

ọrụsị

Wordọrụsị
Definitions

Noun

1.physical challenge; handicap; deficiency

2.fault; weakness (of behavior in human beings); injury

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

O nwere ọrụsị.

O nwere ọrụsị.

He is a physically challenged person.

N'ihi ọrụsị o nwere, ọ naghị agba bọọlụ.

N'ihi ọrụsị o nwere, ọ naghị agba bọọlụ.

He does not play football because of his deformity.

Gọọmentị etiela iwu maka ịkwalite ọnọdụ ndị ọrụsị.

Gọọmentị etiela iwu maka ịkwalite ọnọdụ ndị ọrụsị.

Government has signed a law to promote the living conditions of physically challenged persons.

Ndị ọrụsị chọrọ enyemaka anyị

Ndị ọrụsị chọrọ enyemaka anyị

The physically challenged need our help.

Ọ lụrụ onye ọrụsị.

Ọ lụrụ onye ọrụsị.

He married a physically challenged person.

òmùmé

òmùme

Wordòmùme
Definitions

Noun

1.deed; act;

2.action; behavior; conduct; doing

Related Terms
Word Stems

Examples

Nkechi bidoro omume a mgbe ọ dị na nwata.

Nkechi bidoro omume a mgbe ọ dị na nwata.

Nkechi started this conduct while she was a child.

Omume nwata nwanyị a jọgburu onwe ya

Omume nwata nwanyị a jọgburu onwe ya

The attitude of this girl is very bad

Aghọtaghị m ụdị omume a.

Aghọtaghị m ụdị omume a.

I don't understand this kind of behaviour

Etu e si eme ezi omume ka a kụziri anyị.

Etu e si eme ezi omume ka a kụziri anyị.

We were taught how to exhibit good conduct.

O nweghị uru dị na ịkpa ajọ omume.

O nweghị uru dị na ịkpa ajọ omume.

There is no gain in exhibiting bad behaviour.

E ji ajọ omume mara ha.

E ji ajọ omume mara ha.

They are known for bad behaviour.

Achọrọ m ịlụ nwaanyị nwere ezigbo omume.

Achọrọ m ịlụ nwaanyị nwere ezigbo omume.

I want to marry a well behaved girl.

Ezinne nwere ezigbo omume.

Ezinne nwere ezigbo omume.

Ezinne is well behaved./ Ezinne has good manners/behaviour.

ǹgàǹgà

ǹgàǹgà

Wordǹgàǹgà
Definitions

Nominal Modifier

吉吉

1.an unpleasant behavior towards people as a result of feeling more important than others; arrogance

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nganga nwoke ahụ fere ofe.

Nganga nwoke ahụ fere ofe.

That man's arrogance is excessive.

Ndị mmadụ kpọrọ ya asị maka nganga ya.

Ndị mmadụ kpọrọ ya asị maka nganga ya.

People hate him because of his arrogance.

Nganga nwoke ahụ fere ofe.

Nganga nwoke ahụ fere ofe.

That man's arrogance is excessive.

Akụnụụba ya mere ya onye nganga.

Akụnụụba ya mere ya onye nganga.

His wealth made him an arrogant person.

A chụrụ ya n'ọrụ maka nganga ya.

A chụrụ ya n'ọrụ maka nganga ya.

He was sacked from work because of his arrogance.

kwö ökà

kwọ ọkà

Wordkwọ ọkà
Definitions

Active verb

1.display inexperienced action or behavior

2.mess up; play or do something in a bad or awful way, especially in a game

Related Terms
Word Stems

Examples

Kwọọ ọka ka e wepụ gị.

Kwọọ ọka ka e wepụ gị.

Play badly so that you will be removed.

Ọ kwọrọ ọka n'asọmpị nke mbụ.

Ọ kwọrọ ọka n'asọmpị nke mbụ.

She played badly in the first tournament.

Achọghị m ịkwọ ọka ebe ahụ echi.

Achọghị m ịkwọ ọka ebe ahụ echi.

I don't want to mess up there tomorrow.

Ana m akwọ ọka na bọlụụkwụ.

Ana m akwọ ọka na bọlụụkwụ.

I play badly in soccer.

Ndị a na-akwọ ọka ebe a.

Ndị a na-akwọ ọka ebe a.

This people play badly here.

Ị ga-akwọ ọka ma e tinye gị.

Ị ga-akwọ ọka ma e tinye gị.

You will display inexperience act if you are featured.

dú

du

Worddu
Definitions

Active verb

1.guide; direct or influence direction or behavior

2.lead; show the way to a right or desired destination

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chukwu na-edu m.

Chukwu na-edu m.

God is guiding me.

Onye duru unu bịa ebe a?

Onye duru unu bịa ebe a?

Who led you to this place?

Nwamaka ga-edu anyị aga ebe ahụ taa.

Nwamaka ga-edu anyị aga ebe ahụ taa.

Nwamaka will lead us to that place today.

ṃmèḿmádų

m̀mèmmadụ̀

Wordm̀mèmmadụ̀
Definitions

Noun

壊人

1.a speech that gives an animal or object a human behavior; personification

Related Terms
Word Stems

Examples

Mmemmadụ bụ atụmatụokwu.

Mmemmadụ bụ atụmatụokwu.

Personification is a figure of speech.

Kowaa ihe mmemmadụ bụ.

Kowaa ihe mmemmadụ bụ.

Explain what personification is.

Mee ahịrịokwụ anọ bụ mmemmadu.

Mee ahịrịokwụ anọ bụ mmemmadu.

Give four sentences that is personification.

Kedu ihe mere ahịrịokwu a ji wee bụrụ mmemmadu?

Kedu ihe mere ahịrịokwu a ji wee bụrụ mmemmadu?

Why is this sentence a personification?

Ọ dara ọsịsa ya mgbe ọ sịrị na mmemmadu bụ okwuntabiire.

Ọ dara ọsịsa ya mgbe ọ sịrị na mmemmadu bụ okwuntabiire.

He failed the answer when he said that personification is a tongue twister.

Osisa nke abụọ bụ mmemmadụ.

Osisa nke abụọ bụ mmemmadụ.

Number two answer is personification.

Kedu mkpụrụokwu bụ mmemmadu n'ahịrịokwu a?

Kedu mkpụrụokwu bụ mmemmadu n'ahịrịokwu a?

What word is a personification in this sentence?

Ajụjụ atọ ajụrụ n'ule ahụ bụ maka mmemmadụ.

Ajụjụ atọ ajụrụ n'ule ahụ bụ maka mmemmadụ.

Three questions asked at that examination was about personification.

Mmemmadụ bụ atụmatụokwu.

Mmemmadụ bụ atụmatụokwu.

Personification is a figure of speech.

Anyị mụrụ maka mmemmadụ n'ụlọakwụkwọ anyị taata.

Anyị mụrụ maka mmemmadụ n'ụlọakwụkwọ anyị taata.

We learnt about personification at our school today.

Mmemmadu jupụtara egwu a.

Mmemmadu jupụtara egwu a.

There were lots of personification in the music.

ḿkpébìsí

mkpebìsi

Wordmkpebìsi
Definitions

Noun

1.willpower; self-control; self-will; the attitude of having absolute control over your own behavior

Variationsmkpebìisī
Related Term
Word Stem

Examples

Nwata ahụ nwere mkpebisi ime ihe ọ chọrọ

Nwata ahụ nwere mkpebisi ime ihe ọ chọrọ

That child has the willpower to do what he wants

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.