Nkọwa okwu logo
Beta

bègó

bègō

Wordbègō
Definitions

Active verb

緻懇

1.perch on a high level

Related Term
Word Stem

Examples

Ọkụkọ ya na-ebego n'elu ụlọ.

Ọkụkọ ya na-ebego n'elu ụlọ.

Her chicken perches on the roof.

Ọtụtụ ụmụanụmanụ bịara begoro n'elu osisi.

Ọtụtụ ụmụanụmanụ bịara begoro n'elu osisi.

Many of the animals came and perched on the tree.

Ebe o begoro dị elu karịa.

Ebe o begoro dị elu karịa.

Where it perched was very high.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.