dákwàsï
dakwàsị
Word | dakwàsị |
Definitions | Active verb 1.fall on; befall 2.fall upon (of thing) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ekwela ka ihe ndịa dakwasị ya.
Ekwela ka ihe ndịa dakwasị ya.
Don't allow these things to fall on it.
Achọghị m ka ihe a dakwasị m.
Achọghị m ka ihe a dakwasị m.
I do not want this thing to fall on me.
Ị pụghị ngwa, ụlọ a ga-adakwasị gị.
Ị pụghị ngwa, ụlọ a ga-adakwasị gị.
If you do not leave early, this house will fall on you.
Ihe ọjọọ na-adakwasị ndị na-eme ajọ ihe.
Ihe ọjọọ na-adakwasị ndị na-eme ajọ ihe.
Evil befalls those that do evil.
Okwute a chọrọ ịdakwasị m.
Okwute a chọrọ ịdakwasị m.
This rock wants to fall on me.
dákwàsà
dakwàsà
Word | dakwàsà |
Definitions | Active verb 1.fall upon 2.befall, especially negative |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ahịhịa dakwasara ya n'isi.
Ahịhịa dakwasara ya n'isi.
A leaf fell upon her head.
Ajọ ihe ga-adakwasa anyị ma anyị edozighị obodo anyị.
Ajọ ihe ga-adakwasa anyị ma anyị edozighị obodo anyị.
Bad things will befall us if we do not fix our country.
Ha atụghị anya ihe nke a dakwasara ha.
Ha atụghị anya ihe nke a dakwasara ha.
They never expected this thing that has befallen them.
Bupụ akpa a n'akụkụ m, ọ ga-adakwasa m n'ahụ.
Bupụ akpa a n'akụkụ m, ọ ga-adakwasa m n'ahụ.
Carry this bag away from my side, it will fall upon me.
Ihe dakwasara ezinụụlọ ahụ karịrị ha.
Ihe dakwasara ezinụụlọ ahụ karịrị ha.
What has befallen that family is greater than them.
Gịnị dakwasara ya.
Gịnị dakwasara ya.
What fell on him?
Osisi a kaara ịdakwasa m ugbu a.
Osisi a kaara ịdakwasa m ugbu a.
This tree would have fallen on me now.