ìtèmáámïrï
ìtèmaāmị̄rị̄
Word | ìtèmaāmị̄rị̄ |
Definitions | Noun 1.bedpan; bowl used as a toilet, especially by bedridden people 2.potty; a bowl used for |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha bunyere ya itemaamịrị.
Ha bunyere ya itemaamịrị.
She was given a bedpan.
Ọ na-asa itemaamịrị ya nke ọma.
Ọ na-asa itemaamịrị ya nke ọma.
He washes his bedpan very well.
Anyị hụrụ ya ebe o ji itemaamịrị.
Anyị hụrụ ya ebe o ji itemaamịrị.
We saw him holding a bedpan.
Ndị ụlọọgwu na-enwe itemaamịrị.
Ndị ụlọọgwu na-enwe itemaamịrị.
Hospital have bedpans.
Amaka kụwara itemaamịrị ya.
Amaka kụwara itemaamịrị ya.
Amaka broke her potty.
Itemaamịrị ya dị obere.
Itemaamịrị ya dị obere.
His bedpan is small.