àkwàńdínà
àkwàndinà
Word | àkwàndinà |
Definitions | Noun 削閑 1.bed |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị chọrọ ibufe akwandina a n'imulọ nke ọzọ.
Anyị chọrọ ibufe akwandina a n'imulọ nke ọzọ.
We want to carry this bed to the other room.
Ọ nyụrụ maamịrị n' akwandina.
Ọ nyụrụ maamịrị n' akwandina.
She urinated on the bed.
O highị ụra n'akwandina.
O highị ụra n'akwandina.
She didn't sleep on the bed.
Ụlọọgwụ ahụ enweghị akwandina.
Ụlọọgwụ ahụ enweghị akwandina.
The hospital doesn't have a bed.
lákpú
lakpu
Word | lakpu |
Definitions | Active verb 1.go to bed or sleep |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ịlakpu ụra ugbu a.
Achọghị m ịlakpu ụra ugbu a.
I don't want to go to bed now
Ada na-alakpu ụra ugbu a.
Ada na-alakpu ụra ugbu a.
Ada is going to bed now.
O bu nne ya ụzọ lakpuo ụra.
O bu nne ya ụzọ lakpuo ụra.
He went to bed before the mother.
Lakpuo ụra n'oge maka ebe ị ga-aga echi.
Lakpuo ụra n'oge maka ebe ị ga-aga echi.
Go to bed early because of the where you will go tomorrow.
ùkpò
ùkpò
Word | ùkpò |
Definitions | Noun 1.ridge; bed or plot for growing vegetables |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ejiọfọ kọrọ ukpo ebe ọ ga-adụ akwụkwọ nri.
Ejiọfọ kọrọ ukpo ebe ọ ga-adụ akwụkwọ nri.
Ejiọfọ made ridges where he will plant vegetables.
Nnaemeka kọrọ ukpo, ọ kọghị mkpuru.
Nnaemeka kọrọ ukpo, ọ kọghị mkpuru.
Nnaemeka made ridges not mounds.
Ha rụrụ ukpo iji gbochie mmiri.
Ha rụrụ ukpo iji gbochie mmiri.
The constructed bridges to check erosion.
Ukpo ya buchara ibu.
Ukpo ya buchara ibu.
The ridges are big.
àkwà
àkwà
Word | àkwà |
Definitions | Noun 削 1.a flat structure suspended above the ground 2.short for bed or bridge |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A rụrụ akwa mmiri ọhụrụ n'Osimiri Naija.
A rụrụ akwa mmiri ọhụrụ n'Osimiri Naija.
A new bridge was built over River Naija.
Mụ na Eze na-arahụ n'otu akwa.
Mụ na Eze na-arahụ n'otu akwa.
Eze and I sleep on the same bed.
Arụtara m akwa ọhụrụ.
Arụtara m akwa ọhụrụ.
I made a new bed.
kwází
kwazi
Word | kwazi |
Definitions | Active verb 1.pack; arrange; keep a place or things in such a way that they look neat, organized and safe 2.make or dress (bed) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-akwazi imụlọ ya.
Ọ na-akwazi imụlọ ya.
She is arranging his room.
Obinna na-akwazi akwa ya n'ụtụtụ niile.
Obinna na-akwazi akwa ya n'ụtụtụ niile.
Obinna makes his bed every morning.
èzùmíkéörïà
èzùmikeọrịà
Word | èzùmikeọrịà |
Definitions | Noun 1.bedrest; continuously confined in bed for medical reasons |
Variations | èzùmiikeọrịà |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Nne m nọ ezumikeọrịa
Nne m nọ ezumikeọrịa
My mother is on bedrest
mü ńnwá
mụ n̄nwā
Word | mụ n̄nwā |
Definitions | Active verb 1.to birth a child; give birth; put to bed; deliver a b |
Variations | mụ nwa |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-amasị ọtụtụ ụmụnwaanyị ịmu nnwa amụ karịa ikupụta ha nnwa n'afọ.
Ọ na-amasị ọtụtụ ụmụnwaanyị ịmu nnwa amụ karịa ikupụta ha nnwa n'afọ.
Many women prefer to give birth rather than having CS.
Mụọ nnwa lọta n'ụlọ!
Mụọ nnwa lọta n'ụlọ!
Give birth and return home!
Onye mụrụ nnwa a?
Onye mụrụ nnwa a?
Who gave birth to this child?
Ewu a na-achọ ịmụ nnwa.
Ewu a na-achọ ịmụ nnwa.
This goat is about to deliver.
Nwunye ya mụrụ nnwa n'abalị.
Nwunye ya mụrụ nnwa n'abalị.
His wife was delivered of a child last night.
Nwunye ya na-amụ nnwa n'ime ụlọ ọgwụ ugbua.
Nwunye ya na-amụ nnwa n'ime ụlọ ọgwụ ugbua.
His wife is being delivered of a child inside the hospital now.
Ọ na-amụ nnwa ka ụmụnwaanyị ndị Hibru.
Ọ na-amụ nnwa ka ụmụnwaanyị ndị Hibru.
She delivers like the Hebrew women.
Nwanne m nwaanyị ga-amụ nnwa echi.
Nwanne m nwaanyị ga-amụ nnwa echi.
My sister will be delivered of a child tomorrow