bébì
bebì̀
| Word | bebì̀ |
| Definitions | Active verb 裾韻 1.cut into two |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Madụfọrọ̣ gwara m bebie ncha ahụ.
Madụfọrọ̣ gwara m bebie ncha ahụ.
Madụfọrọ told me to cut that soap into two.
Ọ bịara mgbe ọ na-ebebi ya.
Ọ bịara mgbe ọ na-ebebi ya.
He came when he was cutting it.
Ọ bụ gị bebiri ụdọ a?
Ọ bụ gị bebiri ụdọ a?
Are you the one that cut this rope?
Olee mgbe ị ga-ebebi osisi a ụzọ abụọ?
Olee mgbe ị ga-ebebi osisi a ụzọ abụọ?
When will you cut this wood into two?
tàátà
tàatà
| Word | tàatà |
| Definitions | Noun 1.baby; toddler |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Agara m hụ taata ọhụrụ.
Agara m hụ taata ọhụrụ.
I went and saw the new baby.
Taata ahụ na-ebe akwa.
Taata ahụ na-ebe akwa.
The baby is crying.
Ị bụ taata?
Ị bụ taata?
Are you a baby?
Onye nwe taata a?
Onye nwe taata a?
Who has this child?
Metụ taata aka.
Metụ taata aka.
Touch the baby.
Taata m na-aṅụ ara.
Taata m na-aṅụ ara.
My baby is crying.
Taata gị kwanụ?
Taata gị kwanụ?
How about your baby?